Pierre Fakhoury
Ọdịdị
Pierre Fakhoury
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Côte d'Ivoire, Lebanon |
aha enyere | Pierre |
aha ezinụlọ ya | Fakhoury |
ụbọchị ọmụmụ ya | 21 Ọgọọst 1943 |
Ebe ọmụmụ | Dabou |
nwa | Clyde Fakhoury |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-akpụ ihe ọkpụkpụ, onye na-ese ụkpụrụ ụlọ |
Ọrụ ama ama | Basilica of Our Lady of Peace of Yamoussoukro, Palais du bord de mer |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Pierre Fakhoury (amụrụ na Dabou, Côte d'Ivoire ) bụ onye Lebanon na Ivory Coast na-ewu ụlọ.[1] Ọ gụsịrị akwụkwọ na School of Architecture na Tournai, Belgium .
Ọrụ ya a ma ama gụnyere Basilica of Our Lady of Peace na Yamoussoukro, Côte d'Ivoire.[2] Kemgbe afọ 1983, Fakhoury etinyela aka na mbugharị nke isi obodo Côte d'Ivoire site na Abidjan gaa Yamoussoukro.[3]
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Pierre Fakhoury na Jeune Afrique
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Hôtel Ivoire Architectural Design (en-us). www.corian.com. Retrieved on 2020-04-19.
- ↑ Yamoussoukro's Notre-Dame de la Paix, the world's largest basilica - a history of cities in 50 buildings, day 37 (en). the Guardian (2015-05-15). Retrieved on 2020-04-19.
- ↑ Basilica of Our Lady of Peace - Yamoussoukro, Ivory Coast. www.sacred-destinations.com. Retrieved on 2020-04-19.