Jump to content

Prestina Ochonogor

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Prestina Ochonogor

Prestina Oluchi Ochonogor (amụrụ 3 Julaị 2006) bụ onye na-eme egwuregwu egwu na ubi Naijiria na-asọ mpi n'ọwụ elu ogologo . [1]

Ọ bụ onye mmeri ọla ọcha n'ịwụ elu ogologo na asọmpi 2023 African U18 na Ndola, Zambia. [2] Ọ bụ onye mmeri ọla nchara gbara afọ 17 n'ịwụ elu ogologo na egwuregwu Afrịka 2023 na Accra, nke nwere mita 6.67 kacha mma. [3] [4] [5]

Ọ meriri asọmpi CAA Region 2 na Accra na June 2024. [6] Mgbe ọnwa ahụ gachara, ọ ghọrọ onye mmeri mba Naijiria n'ịwụ elu ogologo, na-amali mita 6.75 na Benin City . [7]

Na Julaị 2024, akpọrọ aha ya dịka akụkụ nke ndị otu Naijiria maka asọmpi Paris 2024 . [8]

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Prestina Oluchi Ochonogor. World Athletics. Retrieved on 7 July 2024.
  2. African U18 Championships. World Athletics (29 April 2023). Retrieved on 7 July 2024.
  3. Dawn of a new era as African Games end. punchng.com (23 March 2024). Retrieved on 23 March 2024.
  4. African Games: Brume Jumps To Gold As Nigeria’s Medals Swell. Daily Trust.com (22 March 2024). Retrieved on 7 July 2024.
  5. 13th All-Africa Games: Ese Brume holds her own. Sportsnewsafrica.com (23 March 2024). Retrieved on 7 July 2024.
  6. Home, Foreign-based Athletes Chase National Crown In Benin. Leadership.ng (4 June 2024). Retrieved on 7 July 2024.
  7. Nigerian Championships. World Athletics (16 July 2024). Retrieved on 7 July 2024.
  8. AFN lists 35 track-and-field athletes for Olympics. punchng.com (7 July 2024). Retrieved on 7 July 2024.