Priscilla Abey
Ọdịdị
Priscilla Abey
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Uganda |
| Obodo maka egwuregwu | Uganda |
| Aha enyere | Priscilla |
| Aha ezinụlọ ya | Abey |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 22 Disemba 1999 |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | shooting guard |
| Ụdị egwuregwu | Basketball |
Priscilla Abey (amụrụ ya na ubochi 22 n’onwa Disemba nke afo 1999) bụ onye Obodo Uganda na-atu bọọlụ nke na-agbakwazi maka otu ụmụ nwanyị nke mba Uganda . [1]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Dịka nwa akwụkwọ nke afọ nke abụọ na Grayson College, Priscilla nwere ọnụọgụ dị egwu dịka; stat anọ malitere na mpụta isii, na-enweta akara 8.5 ya na 8.0 rebounds kwa egwuregwu obula, na-eme nkezi 11.4 na 7.9 rebounds na mkpọsa ọhụrụ, nwere akara 27 na 9 rebounds megide Oklahoma Wesleyan, ya na-egwuri egwu maka ndị otu mba Uganda, na-asọmpi ya na Jane Asinde na 2023 FIBA Women's Afrobasket.[2]
N'afọ 2023, ọ bịnyere aka na UTEP Women's basketball ebe ọ ga-esonyere ndị otu ahụ maka oge nke 2024-25. [3]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Priscilla Abey. FIBA.basketball (1999-12-22). Retrieved on 2024-03-21.
- ↑ Miners (2023-11-16). UTEP Women’s Basketball Signs Ugandan National Abey Priscilla. UTEP Miners. Retrieved on 2024-03-21.
- ↑ Kaweru (2023-11-17). Priscilla Abey set to join UTEP next year. Kawowo Sports. Retrieved on 2024-03-21.