Priscilla Hagan
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Ghana |
| Aha enyere | Priscilla |
| Aha ezinụlọ ya | Hagan |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 8 Eprel 1996 |
| Ebe ọmụmụ | Ghana |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Lokomotiva Brno Horní Heršpice |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Konak Belediyespor |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
colspan="4" class="infobox-header" style="background-color:
| |||
|---|---|---|---|
| Date of birth |
8 April 1996[1] | ||
| Place of birth |
Ghana | ||
| Height |
1.65 m (5 ft 5 in)[1] | ||
| Position(s) | |||
colspan="4" class="infobox-header" style="background-color:
| |||
Current team |
|||
| Number |
99 | ||
colspan="4" class="infobox-header" style="background-color:
| |||
| 2009–2015 |
Blessed Ladies | ||
colspan="4" class="infobox-header" style="background-color:
| |||
| Years |
Team |
<abbr title="<nowiki>League appearances</nowiki>">Apps |
(<abbr title="<nowiki>League goals</nowiki>">Gls) |
| 2015–2017 |
Lokomotiva Brno Horní Heršpice |
||
| 2017–2018 |
Aire-Le-Lignon |
||
| 2018–2019 | |||
| 2019–2020 | |||
| 2020 |
TS ROW Rybnik |
||
| 2021 | |||
| 2021 |
1 |
(0) | |
| 2021– |
7 |
(7) | |
colspan="4" class="infobox-header" style="background-color:
| |||
|
*Club domestic league appearances and goals, correct as of 1 January 2022 | |||
Priscilla Hagan (amụrụ n'ụbọchị nke 8 n'ọnwa Eprel n'afọ 1996) bụ onye Ghana na-agba bọọlụ ụmụ nwanyị nke na-agba maka klọb Slovenia Olimpija Ljubljana . Ọ bụ onye otu ụmụ nwanyị mba Ghana.
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Klọb
[dezie | dezie ebe o si]N'ọnwa Febụwarị 2019, Hagan kwagara Turkey wee sonye na Konak Belediyespor maka ọkara nke abụọ nke oge 2018 na 1919 Turlish Women's First League.
Mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]A kpọrọ Hagan ka ọ bịa n'òtù egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Ghana, agbanyeghị, ọ pụghị igwu egwu na 2018 Africa Women Cup of Nations n'ihi mmerụ ahụ ọ merụrụ n'oge ọzụzụ n'oge njem mba ahụ na Zambia na Kenya.
Hagan nwere oku ọzọ na ndị otu maka 2020 Turkish Women's Cup.
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 "Ghana – P. Hagan". women.soccerway.com. Retrieved 15 July 2021.
- ↑ "Priscilla Hagan – Nogometna zveza Slovenije". nzs.si (in Slovenian).