Rósa Björk Brynjólfsdóttir
Ọdịdị

Rósa Björk Brynjólfsdóttir
| |
|---|---|
| Nkọwa nke onwe | |
| A mụrụ ya | 9 Febụwarị 1975 (afọ 49) Hafnarfjörður, Iceland |
| Òtù ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Onye nweere onwe ya (site na 2020) |
| Mmekọrịta ndọrọ ndọrọ ọchịchị ndị ọzọ |
Left-Green Movement (Ruo 2020) |
| Nwunye | Kristján Guy Burgess |
| Nne na Nna | Brynjólfur Hólm Ásþórsson (amụrụ 1954) Sigrún Baldursdóttir (amụrụ na 1956) |
| Alma mater | Mahadum nke Iceland (B.A.) |
Rósa Björk Brynjólfsdóttir (amụrụ 9 February 1975) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Iceland nke bụ onye otu Althing (ụlọ omeiwu Iceland) maka mpaghara ndịda ọdịda anyanwụ kemgbe 2016[1] na ọ rụkwara ọrụ dị ka onye nnọchi anya mgbasa ozi nke Ministry of Finance site na 2010 ruo 2014. [1]
Ọ hapụrụ Left-Green Movement na 2020, n'ihi enweghị afọ ojuju na iwu Katrín Jakobsdóttir na okwu ndị gbara ọsọ ndụ na ndị na-achọ ebe mgbaba.[2]
Ebem si dee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Rósa Björk Brynjólfsdóttir", archive.is, 2013-07-02. Retrieved on 2018-04-07.
- ↑ "Rósa Björk kveður Vinstri-græna", mbl.is, 2020-09-17.