RV Martin Sheen

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Àtụ:Infobox ship imageÀtụ:Infobox ship careerÀtụ:Infobox ship careerÀtụ:Infobox ship characteristics

RV Martin Sheen bụ ụgbọ mmiri nke Sea Shepherd Conservation Society nwere ma na-arụ ọrụ. A naeji ya eme ihe dị ka arịa nyocha iji mụọ ihe mkpofu plastik na mmetọ microplastics noké osimiri, yana nyocha mmanụ mmiri.[1][2]

A gụrụ ụgbọ mmiri ahụ aha iji sọpụrụ onye America naeme ihe nkiri na onye naakwado Sea Shepherd, Martin Sheen.[1]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 "Martin Sheen Unveils Sea Shepherd's Newest Vessel, R/V Martin Sheen, Named in his Honor", Sea Shepherd Conservation Society, October 18, 2014. Retrieved on 2016-04-01. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "Unveiling" defined multiple times with different content
  2. "The R/V Martin Sheen Arrives in Costa Rica for Ocean Research and Awareness Campaign", Sea Shepherd Conservation Society, June 19, 2015. Retrieved on 2016-04-01.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

Àtụ:SSCS