Rachael Kaki Nyamai

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Rachael Kaki Nyamai
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKenya Dezie
Aha enyereRachael Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMember of the National Assembly, Member of the National Assembly Dezie
prefix nsọpụrụThe Honourable Dezie
kọwara na URLhttp://www.parliament.go.ke/the-national-assembly/members/item/4161-hon-nyamai-rachael-kaki Dezie

Rachael Kaki Nyamai bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Kenya. Ọ bụ onye omeiwu maka mpaghara ndịda Kitui na Kitui County n'okpuru Jubilee Party.[1]

Afọ ndị mbụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Nyamai n'afọ 1976 na Kitui county.[2] Ọ gụrụ akwụkwọ praịmarị na sekọndrị na ụlọ akwụkwọ praịm Kyatune na ụlọ akwụkwọ sekọndndrị Muthale Girls maka agụmakwụkwọ sekọndary ya. Ọ gara n'ihu na agụmakwụkwọ ya na Mahadum Kenyatta ebe ọ nwetara nzere bachelọ na agụmakịa na nzere masta na mmekọrịta mmadụ na ibe ya. N'agbata afọ 2006 na afọ 2009, ọ gara Mahadum Aarhus na Danish School of Education na Denmark iji mụọ Doctor of Philosophy (PhD).

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ onye nkuzi na Mahadum Kenyatta na kọleji South Eastern University nke Kitui.  A họpụtara ya na nzuko omeiwu nke iri na otu na 2013 na tiketi pati NARC na na 2017 ọ meriri ntuli aka ọzọ na pati Jubilee..[3] Ọ bụ onye otu nzuko omeiwu ugbu a maka mpaghara Kitui South (maka afọ 7), yana onye so na Kọmitii Mmekọrịta Mba na Ụlọ Ọrụ Azụmahịa Ụlọ..[4]

Ndụ onwe[dezie | dezie ebe o si]

Ọ lụrụ Titus Mavui Ngumu na ụmụ.[5] O weputara egwu gospel ya na Justus Myello.[6] Ọ bụkwa Onye Kraịst kwenyesiri ike na onye okenye ụka.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Hon. Nyamai, Rachael Kaki | The Kenyan Parliament Website. www.parliament.go.ke. Retrieved on 2020-08-07.
  2. Rachael Kaki Nyamai- Biography, Age, Family, Marriage, Education, Career, Net Worth. (en-US) (2020-07-22). Retrieved on 2020-08-07.
  3. Hon. Nyamai, Rachael Kaki | The Kenyan Parliament Website. www.parliament.go.ke. Retrieved on 2021-05-20.
  4. Rachael Nyamai: Controversy-prone MP or leader who speaks her. Business Daily. Retrieved on 2020-08-07.
  5. November 24, 2016. Rachael Nyamai: Controversy-prone MP or leader who speaks her mind? (en). Business Daily. Retrieved on 2021-02-17.
  6. Kitui South MP Rachael Nyamai music debut acclaimed - County Review (en-US). www.countyreview.co.ke. Retrieved on 2020-08-07.