Rachael Yamala
Ọdịdị
Rachael Yamala
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha n'asụsụ obodo | Rachael Yamala |
| Aha enyere | Rachael |
| Aha gọọmenti | Rachael Yamala |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 12 Febụwarị 1975 |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | brown |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
Rachael Yamala (a mụrụ n'ubochi12 n'ọnwa Febụwarị n'afo 1975) bụ onye egwuregwu bọọlụ Naịjirịa onye gbara boolu di ka onye ọnọdụ etiti otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị Naịjirịa . O so n'òtù egwuregwu bọọlụ iko mba ụwa nke umu nwanyi FIFA n'afọ1991. N'ọkwa klọb, ọ gbaara Kakanfo Babes.bọọlụ na Naịjiria. [1]
Ebemsidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ FIFA Women's World Cup China 1991 - Technical Report. FIFA Women's World Cup China 1991. FIFA (1991). Retrieved on 20 October 2016.