Racheal Nachula

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ


Racheal Nachula
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịZambia Dezie
Aha enyereRacheal Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya14 Jenụwarị 1986 Dezie
Ebe ọmụmụLusaka Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu, Onye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuGreen Buffaloes F.C., Zaragoza Club de Fútbol Femenino, Zambia women's national association football team Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu, Footbọl Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpisprinting Dezie
so na2008 Summer Olympics, 2010 Commonwealth Games, 2006 Commonwealth Games Dezie

Racheal Nachula (amụrụ na 14 Jenụwarị na afọ 1986) bụ onye Zambia bụbu onye na-agba ọsọ nke na-ahụ maka mita 400[1] na onye na-egwu bọọlụ nke na-agba bọọlụ dị ka onye na-aga n'ihu maka klọb Segunda División Pro nke Spain Zaragoza CFF na ndị otu ụmụ nwanyị Zambia.[2]

O meriri ọla nchara na 2008 African Championships, na oge kachasị mma nke 51.39 sekọnd. O sonyere na afọ 2006 Commonwealth Games, na afọ 2006 World Junior Championships, afọ 2008 World Indoor Championships, na afọ 2008 Summer Olympics na-enweghị iru eru maka agba ikpeazụ. O meriri nrite ọlaọcha na 400m na afọ 2009 African Junior Athletics Championships, na-edekọ oge nke 53.34 sekọnd.[3]

O nwekwara 23.42 sekọnd na mita 200, nke o nwetara na ọnwa Mee na afọ 2007 na Gaborone.[4]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Nachula entra para o "Guinness do COSAFA", Eswatini surpreende Moçambique e Botswana triunfa (pt). COSAFA (1 August 2019). Retrieved on 11 March 2020.
  2. Zambia: Nachula Dropped From Shepolopolo. allAfrica.com (12 March 2015). Retrieved on 11 March 2020.
  3. 2009 Africa Junior Athletics Championships – Full results.
  4. Linda (2022-04-27). Racheal Nachula's biography, fact, career, awards, net worth and life story (en-US). Halla News. Retrieved on 2022-05-26.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Racheal Nachula at World Athletics