Radwa Sherif

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Radwa Sherif
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịEgypt Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọkpụkpọ basketball Dezie

Radwa Sherif (amụrụ ya n'ụbọchị mbụ n'ọnwa Febụwarị nke afo 1998 na obodo Cairo) bụ onye Egypt na-atu bọọlụ nke na-agba maka otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị mba Egypt nakwa Sporting Club di na Egypt. Ọ dị 6 feet 1 inch n'ogologo (184cm). Ọ na-egwuri egwu maka Al Gezira, [1] Cairo. [2][3] Radwa Sherif bụ nwa afọ nke 6th of October City, Giza Governorate, nke di na mba Egypt.[4]

Ihe ndị dị mkpa n'ọrụ ya[dezie | dezie ebe o si]

National Team Senior.[3][5][6][dezie | dezie ebe o si]

  • Na oge afo 2023 FIBA Women's AfroBasket, ọ gbara egwuregwu ato, na-enweta akara 2.7, 5.3 rebounds, 0.3 assists, na ọkwa arụmọrụ nke ise. [7]
  • N'oge asọmpi AfroBasket nke ụmụ nwanyị nke FIBA nke oge afọ 2023, ọ sonyere n'egwuregwu ise, na-enweta akara 8.6, 3.6 rebounds, 0.4 assists, na ọkwa arụmọrụ nke 8.2.
  • Na oge afo 2021 FIBA Women's Afrobasket - Qualifiers - Zone 5, ọ gbara egwuregwu ano, na-enweta nkezi points abuo, 2.5 rebounds, 0.3 assists, na arụmọrụ nke 1.8.
  • Na oge afo 2017 FIBA Women's Afrobasket, ọ gbara egwuregwu iri na abụọ, na-enweta akara 3.9, 2.8 rebounds, 0.3 assists, na ọkwa arụmọrụ nke ano.
  • N'ozuzu, ngụkọta nke ọ na-enweta maka ọkwa ndị isi otu mba bụ akara 4.3, 3.6 rebounds, 0.3 assists, na ọkwa arụmọrụ nke 4.8.

Ndị Ntorobịa Mba [3][dezie | dezie ebe o si]

  • Na 2017 FIBA U19 Women's Basketball World Cup, ọ gbara egwuregwu asaa, na-enweta nkezi 9.9, 8.4 rebounds, 0.7 assists, na arụmọrụ nke 9.3 [8][9]
  • N'oge Afrobasket U18 Women nke afọ 2016, ọ gbara egwuregwu isii, na-enweta akara iri, 8.5 rebounds, 1.3 assists, na ọkwa arụmọrụ nke 12.8. [10]
  • Na 2015 FIBA U19 Women's World Championship, ọ gbara egwuregwu abụọ, na-eme nkezi otu akara, 1.5 rebounds, 0 nyere aka, na ọkwa arụmọrụ nke -1.5.
  • Na 2014 FIBA U17 World Championship for Women, ọ gbara egwuregwu anọ, na-enweta nkezi 0 points, 0 rebounds, 0 assists, na arụmọrụ nke -0.5.
  • N'oge 2013 FIBA Africa U16 Championship for Women, ọ turu egwuregwu isii, na-enweta nkezi 7.3, 5.5 rebounds, 0.8 assists, na arụmọrụ nke 11.2.
  • N'ozuzu, ngụkọta nke ndị ntorobịa ya maka ọkwa ndị otu mba bụ 6.4, 5.4 rebounds, 0.7 assists, na ọkwa arụmọrụ nke 7.3.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Eurobasket. Al Gezira Cairo basketball, News, Roster, Rumors, Stats, Awards, Transactions, Details-afrobasket. Eurobasket LLC. Retrieved on 2024-04-15.
  2. FIBA.basketball (en). FIBA.basketball. Retrieved on 2024-04-15.
  3. 3.0 3.1 3.2 Eurobasket. Radwa Sherif, Basketball Player, News, Stats - Eurobasket. Eurobasket LLC. Retrieved on 2024-04-15. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":0" defined multiple times with different content
  4. Radwa Salem Ahmed Sherif. play.fiba3x3.com. Retrieved on 2024-04-15.
  5. Radwa Sherif (Sherif R.) - Player Profile - Flashscore.com.ng (en-NG). www.flashscore.com.ng. Retrieved on 2024-04-15.
  6. Radwa Sherif - Basketball player profile & career statistics - Global Sports Archive. ar.globalsportsarchive.com. Retrieved on 2024-04-15.
  7. Radwa Sherif (Sherif R.) - Player Profile - Basketball24.com (en). www.basketball24.com. Retrieved on 2024-04-15.
  8. Radwa Sherif on Hudl. Hudl. Retrieved on 2024-04-15.
  9. Egypt faces Mexico in U19 Basketball World Cup. EgyptToday (2017-07-28). Retrieved on 2024-04-15.
  10. Radwa Sherif profile, Afrobasket U18 Women 2016. FIBA.COM. Retrieved on 2024-04-15.