Gaa na ọdịnaya

Ramatu Yakubu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ramatu Yakubu
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Aha n'asụsụ obodoRamatu Yakubu Dezie
Aha enyereRamatu Dezie
Aha ezinụlọ yaYakubu Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya27 Maachị 1999 Dezie
Asụsụ obodoEnglish Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwuregwu badminton Dezie
Ụdị egwuregwubadminton Dezie
So nabadminton at the 2018 African Youth Games – women's singles, 2017 Benin International Badminton Championships – women's doubles, 2017 Benin International Badminton Championships – mixed doubles, Badminton at the 2023 African Games – Mixed Doubles, Badminton at the 2023 African Games – women's doubles Dezie
Ramatu Yakubu
Personal information
CountryNigeria
Born (1999-03-27) 27 Maachị 1999 (age 26)
Women's singles & doubles
Highest ranking333 (WS 31 May 2018)
190 (WD 21 September 2017)
394 (XD 19 July 2018)
Medal record
Women's badminton
Representing Nigeria
African Youth Games
Bronze medal – third place2018 AlgiersGirls' singles
Bronze medal – third place2018 AlgiersGirls' team
BWF profile (archived)

Ramatu Yakubu (amuru 27 Maachị 1999) bu onye egwu badminton nke Naijiria. [1] Yakubu nwetara ihe nrite ọla nchara n'egwuregwu ndị ntorobịa Afrịka nke afọ 2018 n'asọmpi n'ọkwa otu ụmụ nwanyị na ndi otu. [2]

N'afọ 2017, Yakubu gbara n'asọmpi badminton nke Benin International na Cotonou, Benin Republic, wee gbachaa dị ka ndị gbara ọkara ikpeazụ n'asọmpị ụmụnwaanyị n'ọkwa abụọ na ngwakọta nke abụọ. O mechara gbachaa dịka onye na-esote n'ọkwa abụọ ụmụ nwanyị na Lagos International ya na Zainab Momoh . [3] Na 2020, Badminton Federation of Nigeria debara aha ya n'akwụkwọ ka ọ bụrụ ga agba asọmpi na 2020 All Africa Women's Team Championship, mana ọ gbaghara asọmpi ahụ n'ihi na ndị nnọchite anya Egypt gburuu oge maka akwụkwọ ikike visa ndi otu ya. [4]

Egwuregwu ndị ntorobịa Africa

[dezie | dezie ebe o si]

N'ọkwa otu ụmụ nwanyị

Afọ Ebe Onye mmegide Akara Nsonaazụ
2018 Nchekwa Salle-Civile de Dar El-Beïda, Algiers, Algeria </img> Linda Mazri 22–20, 15–21, 18–12 Ọla</img> Ọla nchara

Ihe ịma aka/usoro BWF mba ụwa

[dezie | dezie ebe o si]

N'ọkwa abụọ ụmụ nwanyị

Afọ Asọmpi Onye mmekọ Onye mmegide Akara Nsonaazụ
2017 Lagos International </img> Zainab Momoh </img> Thilini Hendahewa



</img> Kavidi Sirimannage
8–21, 5–21 </img> Onye na-esote
  BWF International Challenge tournament
  BWF International Series tournament
  BWF Future Series tournament

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. "Player: Ramatu Yakubu", bwfbadminton.com, Badminton World Federation. Retrieved on 6 July 2020.
  2. BCA Annual Report 2018. badmintonafrica.com 12–14. Badminton Confederation Africa. Retrieved on 6 July 2020.
  3. Badminton: Mother son Emerge Badminton Mixed Doubles Champions. www.vanguardngr.com. Vanguard Nigeria. Retrieved on 12 May 2020.
  4. Badminton: Nigeria miss doubles event at African Championship. wwww.aclsports.com (11 February 2020). Archived from the original on 20 March 2023. Retrieved on 12 May 2020.

    Njikọ mpụga

    [dezie | dezie ebe o si]
    • Ramatu Yakubu at BWF.tournamentsoftware.com