Jump to content

Rana Chatterjee

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Rana Chatterjee bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na-eje ozi dị ka onye nnọchi anya mpaghara Bally, kemgbe Mee 2021.[1] Ọ bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị si All India Trinamool Congress.

Rana Chatterjee mere Bachelor of Medicine & Surgery site na RG Kar Medical College, Mahadum Calcutta na 1998.[2] O nwere diploma na Health Child si R. G. Kar Medical College, University of Calcutta na 2003, DCH (Sydney, Australia), PGPN (Boston).

Onye ndụmọdụ na-ahụ maka ụmụaka na Woodlands Multispeciality Hospital, Belle Vue Hospital (Kolkata)

[1]Di: Dr Rituparna Chatterjee (Ophthalmologist)

Ndụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị

[dezie | dezie ebe o si]

O sonyere dị ka onye na-azọ ọkwa onyeisiala All India Trinamool Congress site na mpaghara Bally. O meriri site na votu 6,237 site na imeri Baishali Dalmiya nke Bharatiya Janata Party.[2]

Ebem si dee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Rana Chatterjee(All India Trinamool Congress(AITC)):Constituency- BALLY(HOWRAH) - Affidavit Information of Candidate. myneta.info. Retrieved on 2021-05-05.
  2. Bally Election Result 2021 Live Updates: Rana Chatterjee of TMC Secures Victory (en). www.news18.com (2021-05-02). Retrieved on 2021-05-05.