Rashida Bello

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Rashida Yahaya Bello
NationalityNigerian
EducationUniversity of Abuja, Brightway Primary School, Brightway Secondary School
Occupationphilanthropist
Years active2016–present
Spouse(s)Yahaya Bello[1]

[2]Rashida Yahaya Bello bụ nwanyị mbụ nke Kogi Steeti, [3] [4] dị ka nwunye gọvanọ Yahaya Belro. [5] [6] [7]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

[8]Bello tolitere na Jattu n'ime ime obodo Etsako West mpaghara gọọmenti nke Edo steeti.Ọ gara ụlọ akwụkwọ praịmarị Brightway na ụlọ akwụkwọ sekọndrị Brightway wee nweta West African Examination Council .Ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Abuja na nzere bachelọ nke sayensị na Akaụntụ. . [9]

Bello na-akwado ịnye ụmụ nwanyị ikike,ụmụaka na udo.[10][11] [12] [13]

Ọrụ ebere[dezie | dezie ebe o si]

[14]Bello ewepụtala Kogi Women and Youth Advancement Foundation (KOWYAF), ọgbakọ na-abụghị nke gọọmentị nke chọrọ inye ụmụ nwanyị na ndị ntorobịa ume, na-akwalite uto nke obere azụmaahịa maka ndị na-adịghị ike umunwanyi na ndi ntorobia na ibelata nke oma onu ọgụgụ ọnwụ nne na umuaka na Kogi steeti.

Arụmụka[dezie | dezie ebe o si]

[15][16]N'afọ2018, Ngalaba Ọrụ Mba (DSS) jidere Amina Mohammed, nke a na-akpọ Justina Oluoha na Amina Villa, maka ime ka Bello na nwunye onye bụbu onye isi ala Naijiria, Aisha Buhari.[17] Mọnde, 3 Disemba 2018, na Abuja, onye ọrụ mmekọrịta ọha na eze nke DSS Peter Afunanya kpughere nke a mgbe ọ na-agwa ndị nta akụkọ okwu banyere njide ahụ. [18] ọ kwuru na onye a na-enyo enyo nwetara ụzọ iwu na-akwadoghị na Aso Villa ma jiri ọfịs First Lady nke mba ahụ mee wayo. [19] [20] Tupu a mata ya, onye a na-enyo enyo jiri ọtụtụ aha na njirimara ghọgbuo ndị na-amaghị ihe, dị ka Afunanya si kwuo. [1] [2]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta nke ụmụ nwanyị mbụ nke steeti Naijiria

Àtụ:S-start Àtụ:S-hon Àtụ:Succession box Àtụ:S-end

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Yahaya Bello flaunts First Lady Rashida amidst rumours of 'marital troubles' (en-US).
  2. Aisha Buhari disowns fake Kogi governor's wife. punch ng (5 December 2018). Retrieved on 23 February 2022.
  3. Kogi State First Lady, Rashida weight loss marvel fans. vanguard news (4 December 2020). Retrieved on 23 February 2022.
  4. Kogi First Lady to host BON Awards book reading. The Guardian (24 April 2021). Retrieved on 23 February 2022.
  5. No Crisis in My Family ― Gov Bello. tribuneonline (6 April 2021). Retrieved on 23 February 2022.
  6. Kogi First Lady, Rashida Yahaya Bello To Host BON Awards May 27 Book Reading. independent ng (24 April 2021). Retrieved on 23 February 2022.
  7. Vote for my husband, Bello's wife urges Kogi women. dailytrust. Retrieved on 23 February 2022.
  8. Rashida Bello, Jim Iyke, Azonobi, Others to Honoured As UniAbuja Holds Carnival Amidst Fanfare. abujapress. Retrieved on 2022-03-07.
  9. Why I am against early, forced marriage – Rashida Bello, Kogi First Lady (en-US). Vanguard News (2017-06-11). Retrieved on 2022-03-07.
  10. Women Group hails Rashida Bello on empowerment (en-US). Vanguard News (2016-03-31). Retrieved on 2022-03-07.
  11. Kogi First Lady Charges Women on Positive Development. tribuneonline (20 November 2021). Retrieved on 23 February 2022.
  12. KOGI STATE FIRST LADY; RASHIDA YAHAYA BELLO ALSO MADE THE LIST. thenigerianpost (23 December 2021). Retrieved on 23 February 2022.
  13. Kogi First Lady Urges Residents To Pursue Peace. channels tv (6 July 2016). Retrieved on 23 February 2022.
  14. admin (2016-10-18). KOWYAF: Rashida Bello's Passion for Women, Youth Advancement (en-GB). :: Kogi Reports. Retrieved on 2022-05-28.
  15. DSS arrests fake 'Aisha Buhari', 'Kogi First Lady' for fleecing man of N150 m over FG property. vanguard news (3 December 2018). Retrieved on 22 April 2022.
  16. Nigeria's secret service arrest 'fake first lady'. BBC (4 December 2018). Retrieved on 22 April 2022.
  17. DSS arrests fake First Lady who gained access to Aisha Buhari's residence inside Aso Rock. pulse ng (4 December 2018). Retrieved on 22 April 2022.
  18. Drama As DSS Parades Fake Kogi State First Lady. tribuneonline (4 December 2018). Retrieved on 22 April 2022.
  19. SSS arrests fake Kogi governor's wife, Amina Mohammed (3 December 2018). Retrieved on 22 April 2022.
  20. DSS parades fake 'first lady' for breaching Aso Villa security. legit ng (4 December 2018). Archived from the original on 4 May 2022. Retrieved on 22 April 2022.