Gaa na ọdịnaya

Rashidat Sadiq

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Rashidat Sadiq
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria, Njikota Obodo Amerika Dezie
Obodo maka egwuregwuNjikota Obodo Amerika, Naijiria Dezie
Aha enyereRashidat Dezie
Aha ezinụlọ yaSadiq Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya3 Jenụwarị 1981 Dezie
Ebe ọmụmụIbadan Dezie
Asụsụ obodoEnglish Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọkpụkpọ basketball Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheike n'ihu Dezie
Ebe agụmakwụkwọUniversity of Connecticut, Oklahoma State University Dezie
Onye nsonye òtù egwuregwuLibertas Trogylos Basket, UConn Huskies women's basketball Dezie
Ụdị egwuregwuBasketball Dezie
Otu egwuregwu ma ọ bụ asọmpiNCAA Division I women's basketball Dezie

Rashidat Odun Sadiq (amụrụ n'abalị atọ nke onwa Jenụwarị n'afọ 1981 na Ịbadan ) bụ Nigerian women's basketball player.[1] Ọ egwurịrị egwu na University of Connecticut Huskies nakwa Oklahoma State Cowgirls na United States. Ọ gwurị kwara egwu dika onye otu ndị Nigeria women's national basketball team na-emume 2004 Summer Olympics na 2006 Commonwealth Games.[2]

Ebe nsi nweta

[dezie | dezie ebe o si]