Razaq Olatunde Rom Kalilu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Razaq Olatunde Rom Kalilu
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoOlatunde Dezie
aha ezinụlọ yaRazaq Dezie
Dị/nwunyeunknown value Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee, Asụsụ Yoruba Dezie
ụdị ọrụ yamaterials engineering, fine arts Dezie
onye were ọrụLadoke Akintola University of Technology Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum Obafemi Awolowo, Mahadum nke Ibadan Dezie
ogo mmụtaBachelor of Arts (Honours), Master of Arts, doctorate Dezie
agbụrụNdi Yoruba Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Onye òtù nkeInternational Association of Astronomical Artists Dezie
Ihe nriteGold Medal in the All-Africa Painting Contest, National Arts Wizard Award for Distinguished Scholarship in Art History, Outstanding Achievement Medal Dezie

Razaq Olatunde Rom Kalilu bụ ọkammụta ǹkà na akụkọ ihe mere eme na ngalaba sayensị gburugburu ebe obibi, Mahadum Teknụzụ Ladoke Akintola, Ogbomoso.[1] Ọ bụ onye isi mahadum nwa oge nke Mahadum Teknụzụ Ladoke Akintola nke a maara dịka (LAUTECH), nke dị na Ogbomoso, Steeti Oyo.[2][3][4][5]

Mmalite Ndụ na Agụmakwụkwọ Ya[dezie | dezie ebe o si]

Ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Ife (nke a na-akpọ Mahadum Obafemi Awolowo ugbua)[6] nakwa Mahadum nke Ibadan[7] O ji nzere PhD o nwetara na Mahadum Ibadan]] (1992)[1][2]

Ọrụ Ya[dezie | dezie ebe o si]

Ọ malitere ịrụ ọrụ na Mahadum Teknụzụ Ladoke Akintola na Septemba 1, 1992. Nhọpụta ya dị ka onye ọkammụta nke Ǹkà na Akụkọ ihe mere eme nke ǹkà bụ n'Ọktoba 1, 1999. A họpụtara ya dịka onye isi mahadum nwa oge na Jun 12, 2023.[8][2] Tupu osonyere mahadum, Mgbasa ozi, ụlọ akwụkwọ elementrị, sekọndrị, kọleji agụmakwụkwọ, na usoro agụmakwụkwọ polytechnic socha n'akụkụ ọkachamara Kalilu.[7][2]

Ahụmahụ O Nwere n'ọrụ Nchịkwa[dezie | dezie ebe o si]

Kalilu abụghị naanị onye gụrụ akwụkwọ; ọ bụkwa onye nchịkwa. O nweela ọkwa ndị gụnyere:[7]

  • Onye isi oche nke SSATHURAI n'ógó ngalaba nakwa n'ógó mpaghara.
  • Onye isi ngalaba
  • osote onye isi oche nke Fine Arts Students Association
  • Onye isi ngalaba agụmakwụkwọ
  • Onye isi oche nke Kọmitii Deans na Provosts
  • Onye isi oche Kọmitii ndị isi ngalaba agụmakwụkwọ
  • Osote onye isi mahadum na LAUTECH.

Mmekọrịta Ya na Òtù Ndị O Sogasị na Ha[dezie | dezie ebe o si]

Ihe Ndị O Mepụtara[dezie | dezie ebe o si]

  • Ọ sụrụ ụzọ nkwalite nke mmemme nnweta nzere bachelọ nke teknụzụ (B.Tech.) n'isi ọmụmụ Fine and Applied Arts malitere na Naijiria n'afọ 1992.
  • Usoro ọmụmụ izizi na Naijiria maka nzere diplọma postgraduate, nzere Mastas na nzere ọkankuzi n'isi ọmụmụ studio arts.[7]

Ihe Nrite na Nkwanye Ùgwù Ya[dezie | dezie ebe o si]

  • N'afọ 1979, o ritere ihe nrite ọla edo maka asọmpi eserese Africa niile.[7]
  • N'afọ 1997, e nyere ya ihe nrite The National Arts Wizardry[7]
  • E nyere ya ihe nrite maka ihe ọ rụpụtara pụtara ìhè na ngalaba ndị mmadụ narị afọ nke 20 n'afọ 2000.[7]

Akwụkwọ Ndị O Bipụtara Ahọpụtara[dezie | dezie ebe o si]

  • Bearded figure with leather sandals: Islam, historical cognition, and the visual arts of the Yoruba.[9]
  • Water Absorption Capacity and Visual Qualities of Pulverised Glass as a Component for Glass Ceramic Glazes
  • Derivation of the ash glazes from cattle bone
  • Elemental Comparison of Bones of Red Sokoto (Capra Hiracus) and West African Dwarf (Capra Aeagurus) Goats for Production of Glazes
  • Typology and Fashion Usage Trends of Ankara in the Twenty-First Century South-Western Nigeria
  • The Cultural Attitudes in advertising designs in Nigeria
  • The Factor of House Forms in Indoor Environmental Quality of Houses in Selected Cities in Oyo State, Nigeria.[10]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]