Redi Tlhabi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Redi Tlhabi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Aha enyereRedi Dezie
aha ezinụlọ yaTlhabi Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya5 Mee 1978 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ntaakụkọ Dezie
onye were ọrụSouth African Broadcasting Corporation, e.tv Dezie
Ihe nriteOkayAfrica 100 Women, Alan Paton Award Dezie

Redi Tlhabi (née ; amụrụ n'afọ 1978) bụ onye nta akụkọ South Africa, onye na-emepụta ihe, odee na onye bụbu onye na-eme nta akuko na redio.[1] O gosipụtara The Redi Tlhabi Show na Redio 702 ruo ihe karịrị afọ iri. Ọrụ mgbasa ozi ya na-ewe ọtụtụ afọ ọ nọrọ na Kaya FM, ịbụ onye na-akọ akụkọ maka SABC na mgbe e mesịrị, o banyekwa,eMedia Holdings nwere eNews Channel Africa, eNCA.

Tlhabi nwere nzere(Honours degree)na political Economy na English Literature. Ọ bụ onye nta akụkọ na ihe onyonyo na redio maka SABC na eTV.[2]

Mgbe afọ iri na abụọ nke ịrụ ọrụ na 702, ụlọ ọrụ redio dị na South Africa, Tlhabi kwupụtara ọpụpụ ya na ụlọ ọrụ ahụ. E debere ya ka ọ gaa USA maka(feloship)Kemgbe ahụ, ọ kaghariri nkwaga ya ijebe America.

Arụmụka[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2013, Tlhabi meriri Alan Paton Award maka akwụkwọ ya, Endings and Beginnings . [1] Akwụkwọ ahụ kọwara mmekọrịta Tlhabi na onye omekome a ma ama ka ọ na-etolite, ka nna ya nwusịrị.[3] Tlhabi kwuru na ọ gbanwere aha ndị akporo aha n'akwụkwọ, mana nne nke onye omekome nke otu aha ahụ na-ekwu na aha ndị ahụ bu etu o di mana ọ na-arụ ụka na ụfọdụ eziokwu dị n'akwụkwọ ahụ.[4]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Tlhabi lụrụ Brian Tlhabi, onye dọkịta, n'afọ 2010.[5]

Ọ bụ nne nke ụmụ nwanyị abụọ, Khumo Tlhabi na Neo Tlhabi.

Ọ bụ nne nne nke onye na-eme ihe ọchị Lesego Tlhabi.[6]

Akwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Ihe nnweta[dezie | dezie ebe o si]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Zvomuya. "The darling of the media", Mail & Guardian, 21 October 2011. Retrieved on 25 May 2020.
  2. Redi Tlhabi. tvsa.co.za. Retrieved on 6 September 2015.
  3. Redi Tlhabi Wins the 2013 Alan Paton Award for Endings and Beginnings. Books Live. Retrieved on 6 September 2015.
  4. Angry mother's reaction to Redi Tlhabi comments. The Citizen. Archived from the original on 19 May 2014. Retrieved on 6 September 2015.
  5. "Wedding bells for Redi Direko", IOL, 19 February 2010. Retrieved on 25 May 2020.
  6. Nkanjeni. "Redi Tlhabi to stepdaughter Coconut Keltz: 'You have been nothing but love to me'", Sunday Times, 13 December 2019. Retrieved on 25 May 2020.