Refiloe Jane

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Refiloe Jane
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Aha enyereRefiloe Dezie
aha ezinụlọ yaJane Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya4 Ọgọọst 1992 Dezie
Ebe ọmụmụSoweto Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuCanberra United FC Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
so na2012 Summer Olympics, football at the 2016 Summer Olympics, 2019 FIFA Women's World Cup Dezie
Refiloe Jane

Refiloe Jane (a mụrụ n'abalị anọ nke n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1992) bụ onye egwuregwu bọọlụ South Africa nke na-agba bọọlụ dị ka onye ọnọ n'etiti. Ọ na-agbara AC Milan bọọlụ na Italian Serie A Women's League na nke otu ma ụmụ nwanyị South Afrika bu South Africa women's national team. Ọ gbaburu bọọlụ na Vaal University of Technology na Canberra United na W-League na Australia.

Ọrụ klọb[dezie | dezie ebe o si]

N'abalị iri abụọ nke ọnwa August afọ gị I 2018, Canberra United kwupụtara na ha bịanyere aka na nsonye Jane maka 2018-19 W-League Season. O sonyeere klọb ahụ ya na onye South Africa ibe ya bụ Rhoda Mulaudzi, ha bụ ndị egwuregwu mbụ si South Africa sonyere n'ọgbụgba W-League.[1]

Mgbe ya na ndị otu Australia Canberra United kewara n'ọnwa Eprel afọ 2019, Refiloe bịanyere aka na Italian Serie A Women's League outfit AC Milan na nkwekọrịta otu afọ maka ego ụgwọ ọnwa na-akọwaghị ego ole ọ bụ.[2]

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Jane nọchitere anya South Africa na 2012 London Olympics .[3] N'ọnwa Septemba afọ 2014, a guzoro aha Jane na ndepụta maka 2014 African Women's Championship na Namibia.[4]

A kpọrọ Jane na ndị otu South Africa maka 2016 Summer Olympics . Ọ na-egwu nkeji ọ bụla n'ime egwuregwu atọ nke otu ahụ.[5]

N'ọnwa Febụwarị 2019, Jane pụtara na mkpọputa Mpụta nke otu narị ugboro na South Africa.[6]

Ngụkọta goolu na mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Akara na nsonaazụ depụtara goolu South Africa na mbido ndị mbụ

Mba. Ụbọchị Ebe Onye mmegide Akara Nsonaazụ Asọmpi Nkọwa
1 2012  Botswana Enyi [7]
2 13 Septemba 2014 Royal Bafokeng Stadium, Phokeng, South Africa  Botswana 4–0 10–0 Enyi [8]
3 22 Ọktoba 2014 Sam Nujoma Stadium, Windhoek, Namibia  Nigeria 1–2 1–2 2014 African Women's Championship [9]
4 25 Nọvemba 2016 Limbe Stadium, Limbe, Cameroon  Egypt 3–0 5–0 2016 Africa Women Cup of Nations [10]
5 21 Septemba 2017 Barbourfields Stadium, Bulawayo, Zimbabwe  Zambia 3–3 3–3 2017 COSAFA Women's Championship [11]
6 22 Septemba 2018 Wolfson Stadium, KwaZakele, South Africa  Cameroon 1–0 2–1 2018 COSAFA Women's Championship [12]
7 2–1
8 7 Ọktoba 2018 Estadio Sausalito, Viña del Mar, Chile  Chile 1–1 1–2 Enyi [13]
9 21 Nọvemba 2018 Cape Coast Sports Stadium, Cape Coast, Ghana  Equatorial Guinea 3–1 7–1 2018 Africa Women Cup of Nations [14]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. All of the Westfield W-League signings for 2018/19 so far (30 August 2018). Archived from the original on 10 April 2019. Retrieved on 30 September 2018.
  2. Refiloe Jane: Banyana Banyana midfielder joins AC Milan | Goal.com. www.goal.com. Retrieved on 2019-09-05.
  3. Refiloe Jane. BBC. Retrieved on 22 October 2014.
  4. Pauw Names Banyana Squad For AWC. Soccer Laduma (30 September 2014). Archived from the original on 18 October 2014. Retrieved on 22 October 2014.
  5. R.Jane. Retrieved on 30 September 2018.
  6. Jane reaches 100 caps as she starts against Finland, Ellis makes six changes. South African Football Association (27 February 2019).
  7. EXTRA TIME: Refiloe Jane makes a century of Banyana caps in draw with Finland | Goal.com. www.goal.com.
  8. Banyana thrash Botswana in 10-goal massacre. eNCA. Archived from the original on 2023-04-08. Retrieved on 2022-06-03.
  9. Nigeria 2–1 South Africa. CAF (22 October 2014).
  10. Banyana storm into AWCON semis. supersport.com. Archived from the original on 2022-06-03. Retrieved on 2022-06-03.
  11. FT – Zambia 3 (3) South Africa 3 (5).
  12. South Africa are 2018 COSAFA Women's Championship winners!.
  13. Jane Scores but 10-Player Banyana Lose 2–1 to Chile in Away Friendly (7 October 2018).
  14. Equatorial Guinea 1–7 South Africa. CAF (21 November 2018).

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]