Regina Askia-Williams
Ọdịdị
Regina Askia-Williams
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Regina |
| Aha ezinụlọ ya | Regina |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1967 |
| Ebe ọmụmụ | Lagos |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | nurse, omee, onye asọmpi ịma mma |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Lagos, Wagner College, University of Calabar, Federal Government Girls College, Calabar |
| Asọmpi meriri | Most Beautiful Girl in Nigeria |
Regina Askia-Williams (A mụrụ Imaobong Regina Askia Usoro na Legọsi n'ụbọchị iri na isi n'ọnwa Disemba n'afọ1967) bụ onye Naijiria, onye America na-ahụ maka nọọsụ ezinụlọ (FNP), onye na-ahụ Maka ahụike na agụmakwụkwọ, onye na-emepụta telivishọn, onye edemede, na onye na-ekwu okwu n'ihu ọha, onye nwetara aha dị ka onye na-eme ihe nkiri na ihe nlereanya.[1][2][3][4]
- ↑ "African Health Dialogues". African Views. Archived from the original on 30 December 2012. Retrieved 29 May 2012.
- ↑ Segun-oduntan, Olumide (6 May 2012). "Regina Askia's life as a nurse". National Mirror. Archived from the original on 27 September 2013. Retrieved 6 June 2013.
- ↑ Ajiboye, Segun (30 July 2016). "Why I abandoned acting to become a nurse -Ex-beauty queen Regina Askia-Williams". The Nation. Retrieved 25 February 2018.
- ↑ Okporu, Rachel (2022-02-03). "'Indeed she's ageless' Reactions as Actress Regina Askia shares 30 years throwback photo". Kemi Filani News (in Bekee ndị United Kingdom). Retrieved 2022-03-15.