Remi Sonaiya

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Remi Sonaiya
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereRemi Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya2 Maachị 1955 Dezie
Ebe ọmụmụIbadan Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, Odee akwụkwọ, educational theorist Dezie
ebe agụmakwụkwọCornell University, Mahadum Obafemi Awolowo Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1984 Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Oluremi Comfort Sonaiya (amụrụ na ụbọchi nke abụọ na onwa nke atọ na afọ 1955), bụ onye ndọrọ-ndọrọ ọchichi, ọ-na ahụ maka ọmụmụ na nmụta akwụkwọ ma na-edekwa akwụkwọ.[1] Ọ bụ nani nwanyi Naijiria pụtara maka ndọrọ-ndọrọ ị bụ onye isi-ala na  2015 general election na okpuru otu ndọrọ ndọrọ KOWA Party.[2][3] Ma n'oge na-adịbeghị anya, Dr. Adesina Fagbenro Byron meriri ya na inọchite anya otu ndọrọ-ndọrọ ha na ntụli-aka nke afọ 2019 [4].

Mmalite ndụ na agụma-akwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Amụrụ Sonaiya na Ibadan, isi obodo Oyo State, ebe ọgụchara agụma akwụkwọ primarii na sekondari na ụlọ- akwụkwọ St. Luke's Demonstration School, Ibadan na St. Anne's School, Ibadan. Na afọ 1977, Ọ gụsiri akwụkwọ na mahadum Ife (bụzi Obafemi Awolowo University), ebe ọ gụrụ maka asụsụ French.[5]

O mechara rite nzere na nka-akwụkwọ French site na Cornell University na obodo United States, ma rite-kwa nzere degree ọzọ na Asụsụ site na mahadum Naijiria na afọ 1984. Ọ laghachiri Mahadum Cornell na-afọ 1988 maka ichụso  nzere  PhD na ihe gbsara asụsụ.[6]

Ọlụ ya[dezie | dezie ebe o si]

Na-afọ 1982, ewere ya n'ọrụ dika  osote onye nkuzi na ngalaba na-ahụ maka asụsụ mba ndị-ọzọ,na mahadum Obafemi Awolowo tupu o bilite n'ọkwa Ọka nmụta asụsụ French na iji asụsụ eme ihe na-afọ 2004.[7][8] Ọ bụ onye ibe nke Alexander von Humboldt Foundation ebe ọ gara n'ihu ka-ahọpụta ya dika onye nnọchite sayensi site na-afọ  2008 ruo 2014.

Na afọ 2010,Ọ lara ezumike site na Mahadum Obafemi Awolowo ma ghọọ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, sonye ndi otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị KOWA, ebe aghọpụtara ya dika onye n'ahụ maka nmekọrita ọha n'eze, ma ga n'iru bụrụ onye otu ndọrọ ndọrọ ghọpụtara maka ntụli-aka onye isi-ala na afọ 2015.[9][10][11] Na nghọpụta ndi ọchichi, Sonaiya natara votu puku iri na atọ na iri asaa na isii, ma meecha dika onye iri na abụọ.[12]

Akwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Sonaiya bụ onye nhazi akwụkwọ nke The Niche,[13][14] otu akwụkwọ akụkọ di n'ikuku na Naijiria, Sonaiya  bipụtara ọtụtụ akwụkwọ gụnyere:

  • Culture and Identity on Stage: Social-political Concerns and Enactments in Contemporary African Performing Arts (2001) Àtụ:ISBNISBNÀtụ:ISBN9789782015785
  • Language Matters: Exploring the Dimensions of Multilingualism (2007)[15]
  • A Trust to Earn – Reflections on Life and Leadership in Nigeria (2010) Àtụ:ISBNISBNÀtụ:ISBN9789789115983
  • Igniting Consciousness – Nigeria and Other Riddles (2013) Àtụ:ISBNISBNÀtụ:ISBN9785108473
  • Daybreak Nigeria – This Nation Must Rise! (2014) Àtụ:ISBNISBNÀtụ:ISBN9789785205732

Ndụ onwe ya[dezie | dezie ebe o si]

Ọ lụrụ Babafunso Sonaiya, ọka nmụta nke sayensi anụmanụ, ha mụtara otu nwa nwoke, otu nwa nwanyi na ụmụ-ụmụ.

References[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Nigeria's first female presidential candidate done with 'cheerleading'", Vanguard News, March 18, 2015. Retrieved on July 17, 2016.
  2. McBain, Will. "Nigeria election: The country's first-ever female presidential candidate hoping to inspire other women to become politically active", The Independent, March 26, 2015. Retrieved on July 17, 2016.
  3. "Exclusive Interview With Professor Remi Sonaiya, KOWA Candidate For President of Nigeria", Sahara Reporters, February 7, 2015. Retrieved on July 17, 2016.
  4. https://opera.pulse.ng/news/politics/fagbenro-byron-emerges-as-kowa-partys-presidential-candidate-id8920523.html
  5. "Biography". Retrieved on July 17, 2016.
  6. Varghese, Johnlee. "Nigeria Elections 2015: Who is Comfort Remi Sonaiya, the Only Female Presidential Candidate?", International Business Times, March 12, 2015. Retrieved on July 17, 2016.
  7. "OAU Students Jettison Ex-Lecturer Sonaiya", Daily Times of Nigeria, March 28, 2015. Retrieved on July 17, 2016.
  8. Agbonkhese, Josephine. "I'm rebuilding Nigeria into a nation that works— Remi Sonaiya, presidential candidate", Vanguard News, February 8, 2015. Retrieved on July 17, 2016.
  9. "Ordinary Citiziens Like Me Can Be President Too – Sonaiya", Channels TV, January 7, 2015. Retrieved on July 17, 2016.
  10. "Soyinka receives Presidential Candidate, Remi Sonaiya, in Lagos", Premium Times, March 26, 2015. Retrieved on July 17, 2016.
  11. Odunsi, Wale. "2019: Ignore APC, PDP, explore other options – Ex-presidential candidate, Remi Sonaiya urges Nigerians", Daily Post, May 25, 2016. Retrieved on July 17, 2016.
  12. Summary of Results (PDF). Independent National Electoral Commission. Archived from the original on March 29, 2017. Retrieved on July 18, 2016.
  13. Johnson-Salami, Laila. Professor Remi Sonaiya, breaking down barriers for Nigerian women. rizing.org. Archived from the original on August 6, 2016. Retrieved on July 19, 2016.
  14. There was no way I could have worked with Jonathan – KOWA Party's Remi Sonaiya – Olisa.tv. olisa.tv. Archived from the original on June 23, 2016. Retrieved on July 19, 2016.
  15. Remi Sonaiya (2007). Language Matters: Exploring the Dimensions of Multilingualism. Obafemi Awolowo University Press.