Gaa na ọdịnaya

Renuka Sinha

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Renuka
Member of Parliament, Lok Sabha
In office
16 May 2014  17 August 2016
Preceded byNripendra Nath Roy
Succeeded byPartha Pratim Roy
ConstituencyCooch Behar
Personal details
Born(1949-03-05) 5 Maachị 1949
Died17 Ọgọstụ 2016(2016-08-17) (aged 67)
Political partyTrinamool Congress
SpouseBaldeb Sinha
Alma materUniversity of Calcutta

Renuka Sinha (5 Maachị 1949 - 17 Ọgọst 2016) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India na onye otu nzuko omeiwu na 16th Lok Sabha sitere na mpaghara Cooch Behar, West Bengal. Ọ meriri ntuli aka izugbe nke 2014 ịbụ onye ndoro-ndoro ochichi All India Trinamool Congress.[1] Ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Calcutta.[2] Ọ nwụrụ na 17 Ọgọst n'ihi nkụchi obi.[1]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. ANI (18 August 2016). Lok Sabha MP Renuka Sinha dies, Mamata grieves. Sify. Archived from the original on 18 August 2016. Retrieved on 18 August 2016.