Rhythm 93.7 FM Lagos
Ọdịdị
Rhythm 93.7 FM Lagos
Oge/afọ mmalite | 1997 |
---|---|
mba/obodo | Naijiria |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Lagos, Victoria Island, Lagos |
nhazi ọnọdụ | 6°25′48″N 3°24′32″E |
asụsụ eji dee ọrụ | Bekee |
webụsaịtị | http://www.rhythm937.com |
Rhythm 93.7 FM Lagos bụ ụlọ ọrụ redio na-asụ Bekee nke dị na Victoria Island, Lagos mgbe a kwapụrụ ya na Lekki, Lagos Steeti. Ụlọ ọrụ ahụ na-agbasa usoro redio nke oge a, na-akpọ ụdị egwu dịgasị iche iche gụnyere R&B, hip hop, yana ngwakọta ọdịbendị na ụdị. Ọ bụ Silverbird Communications nwe ya ma na-arụ ọrụ n'okpuru Silverbird Group ma bụrụ otu n'ime ụlọ ọrụ redio kachasị ewu ewu na Naịjirịa.[1]
Onyinye
[dezie | dezie ebe o si]- Nigerian Dotcom Awards 2014 - Ụlọ ọrụ Redio Ịntanetị Kasị Mma[2]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]
- Ndepụta nke ụlọ ọrụ redio na Lagos
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Bassey (18 February 2015). Personality of The Week: Ben Murray Bruce. Silverbird TV. Archived from the original on 2016-06-02. Retrieved on 2015-06-19.
- ↑ Bassey (17 December 2014). Silverbird Television And Rhythm FM Win at 2014 Nigerian Dotcom Award. Archived from the original on 2015-06-19. Retrieved on 2015-06-19.