Rita Nwadike
Ọdịdị
Rita Nwadike
| ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| mba o sị | Naijiria |
| obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| aha n'asụsụ obodo | Rita Nwadike |
| aha enyere | Rita |
| aha ezinụlọ ya | Nwadike |
| aha gọọmenti | Rita Nwadike |
| ụbọchị ọmụmụ ya | 3 Novemba 1974 |
| Ebe ọmụmụ | Naijiria |
| asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
| onye nsonye òtù egwuregwu | Rivers Angels F.C. |
| ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | brown |
| ụdị egwuregwu | footbọl |
| so na | 2004 Summer Olympics |
Rita Nwadike ⓘ (amuru ubochi nke ato na onwa Nọvemba 1974) bu onye Naijiria bu onye egwuregwu bọọlụ n'egwuregwu bọọlụ nke ụmụ nwanyị Naịjirịa gbara na asọmpi Summer 2004 . Na ọkwa klọb, ọ gbara maka Rivers Angels . [1] Ọ gbara ọkpụ goolu mbụ Naịjirịa nwetara n'asọmpi iko mba ụwa nke FIFA megide Canada n'asọmpi 1995 na Sweden .
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Nigeria na asọmpi olimpik nke afọ 2004
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Olympic Women's Football Tournaments Athens 2004 – Squad List: Nigeria (NGR)", FIFA. Retrieved on 2 October 2015.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Rita Nwadike – FIFA competition record (archived)