Rodney McMillian
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha enyere | Rodney |
aha ezinụlọ ya | McMillian |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1969 |
Ebe ọmụmụ | Columbia |
ọrụ ọ na-arụ | onye ese, onye na-akpụ ihe ọkpụkpụ, academic, installation artist, video artist |
onye were ọrụ | University of California, Los Angeles |
ebe agụmakwụkwọ | University of Virginia, The School of the Art Institute of Chicago, California Institute of the Arts |
agbụrụ | Ndi Afrika nke Amerika |
Ihe nrite | William H. Johnson Prize |
webụsaịtị | https://rodneymcmillian.com |
Nwere ọrụ na mkpokọta | Art Institute of Chicago, Museum of Modern Art, San Francisco Museum of Modern Art, Hessel Museum of Art, Studio Museum in Harlem |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
academic appointment | UCLA Department of Art |
Rodney McMillian (amụrụ na 1969, na Columbia, South Carolina) bụ ónyé na-ese ihe na Los Angeles. McMillian bụ Prọfesọ nkè ihe osise na UCLA School of Arts and Architecture na Mahadum California, Los Angeles.[1]
McMillian nwèrè BA na Foreign Affairs na Mahadum Virginia. Ọ gụrụ nka na School of the Art Institute of Chicago na Skowhegan School of Painting and Sculpture, ma nweta nzèrè Master of Fine Arts na California Institute of the Arts na 2002.
AsE gosipụtara ọrụ McMillian na UCLA Hammer Museum na Museum of Contemporary Art, Los Angeles, Studio Museum na Harlem New York, Herning Art Museum na Denmark, Royal Academy na London, Boston's Institute of Contemporary Arts na Whitney.[2][3] Ọrụ ya dị na nchịkọta gụnyere Harald Falckenberg Collection na Saatchi Gallery.[4] E gosipụtara ihe ngosi onwé ya nkè afọ 2012 Prospect Ave na Maccarone na New York ma gosipụta ihe ọkpụkpụ a chọtara, ntinye pụrụ iche, vidiyo, na ihe osise.[5]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ UCLA Department of Art | Faculty. www.art.ucla.edu. Archived from the original on 2019-04-17. Retrieved on 2019-04-17.
- ↑ Rodney McMillian profile, Institute of Contemporary Art https://web.archive.org/web/20120302112949/http://www.icaboston.org/exhibitions/exhibit/mcmillian/
- ↑ Rodney McMillian listing, Whitney Biennial. http://whitney.org/www/2008biennial/www/?section=artists&page=artist_mcmillian
- ↑ Rodney McMillian, Saatchi Gallery Artists Profile http://www.saatchi-gallery.co.uk/artists/rodney_mcmillian.htm
- ↑ Schwarting (November 2012). "Rodney McMillian: Prospect Ave.". The Brooklyn Rail.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Susanne Vielmetter Los Angeles Projects; Rodney McMillian bio, press releases und works General information on Rodney Mcmillian
- Ụlọ ngosi Saatchi
- Nnyocha nke Ọrụ Ya na Artcritical.com