Ronke Ademiluyi
Ọdịdị
Ronke Ademiluyi
| ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| mba o sị | Naijiria |
| Ebe ọmụmụ | obodo dị na ugwu ọdịda anyanwụ Europe, akụkụ nke United Kingdom |
| asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| ọrụ ọ na-arụ | oka mmuta, onye ọchụnta ego, fashion entrepreneur |
| mba osi | Ȯra Ogun |
| nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Ronke Ademiluyi bụ ọkachamara n'ihe gbasara ejiji na onye ọchụnta ego na Naijiria.[1]
Ndụ ya
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Ademiluyi na England, United Kingdom, mana ọ bụ onye Ile-Ife na Osun State, na ndịda odida anyanwu nke Naịjịrịa[2] Ọ bụ onye guzobere Africa Fashion Week, ọrụ na-akwalite ndị na-emepụta ejiji Africa site na ndị enyemaka ya, Africa Fashion Week Nigeria na Africa Fashion Week London.[3][4]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Alfred. "Nigeria: Africa Fashion Week Nigeria Takes Off", Vanguard News, 30 June 2016. Retrieved on 18 July 2016.
- ↑ Ada Onyema. "Ronke Ademiluyi –Affecting the Rich and the Poor Positively", The Union, 12 May 2014. Retrieved on 18 July 2016.
- ↑ Guardian Woman. "African Fashion Week Nigeria has been a success – Ronke Ademiluyi", The Guardian, 2 July 2016. Retrieved on 18 July 2016.
- ↑ Alfred. "Princess Ronke Ademiluyi moves on", The Nation News, 26 March 2016. Retrieved on 18 July 2016.