Rosalía

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Rosalía
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSpain Dezie
Aha ọmụmụRosalía Vila Tobella Dezie
Aha enyereRosalía Dezie
aha ezinụlọ yaVila Dezie
second family name in Spanish nameTobella Dezie
aha pseudonymRosalía, la Rosalía Dezie
Ndekọ IPAruzəˈli.ə Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya25 Septemba 1992 Dezie
Ebe ọmụmụSant Esteve Sesrovires Dezie
onye mmekọ na-alụghị alụRauw Alejandro, C. Tangana, Jeremy Allen White, Hunter Schafer Dezie
Asụsụ obodoCatalan, Spanish Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaCatalan, Bekee, Spanish Dezie
Ọrụ ọ na-arụsinger-songwriter, omee, onye na-emeputa ihe Dezie
ebe agụmakwụkwọCatalonia College of Music Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2013 Dezie
ụdị olulyric soprano Dezie
ngwa egwuolu egwụ, palmas, Piano, Jita Dezie
diskografiRosalía discography Dezie
Ọrụ ama amaEl Mal Querer, Fucking Money Man, Malamente, Motomami Dezie
ụdịLatin pop, flamenco Dezie
akara ndekọColumbia Records Dezie
ahọpụtara makaGrammy Award for Best New Artist Dezie
webụsaịtịhttps://rosalia.com Dezie
nwere àgwàmononym Dezie
WikiProject na-elekọta yaWikiProject Latin music Dezie
onye nnọchite anya nwebiisinkaSGAE Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie
has listQ120356201 Dezie

Rosalia Vila Tobella[1] (amụrụ na abalị iri abụọ na ise n'onwa Septemba n'afọ 1992), nke a maara dị ka Rosalía (Spanish: [rosaˈli.a], Catalan: [ruzəˈli.ə]), bụ onye na-agụ egwu, na-ede egwu, onye mmepụta egwu, onye n'eme ihe nkiri na onye na-eti egwu na mba Spain.[2][3][4][5][6][7] A mụrụ ya ma zụlite ya na mpụga Barcelona, a kọwawo ya dị ka "onye na-ewu ewu" n'ihi ụdị egwu ya.[8] Mgbe egwú ọdịnala Spain masịrị ya mgbe ọ dị afọ iri na atọ, ọ gụrụ ihe gbasara egwu na Kọleeji a na-amụ maka egwu dị na Catalonia, ma na-emekwa ihe nkiri na ụlọ oriri na ọṅụṅụ na agbamakwụkwọ di iche iche.[9]

Ọ gụsịrị akwụkwọ ya nweta nzere dị iche iche n'ihi ótù usoro egwu ya na Raül Refree, Los Ángeles mere n'afọ 2017, na ọrụ baccalaureate El Mal Querer (2018). N'ichepụtagharị flamenco site na ịgwakọta ya na egwu pop na hip hop, ọ mụrụ egwu "Malamente" ya na "Pienso en tu Mirá", nke dọtara anya ọha na eze mba Spain, ewee wepụta ya ka ọ bụrụ egwu a ma ama na-etokwa ètò n'ụwa niile.[10] Onye natara ihe nrita Latin Grammy Award maka Album of the Year ma debakwa aha egwu a na usoro egwu narị ise nke mbụ bụ ọkasịakasị kemgbe ụwa, nke Rolling Stone haziri ma deputa.El Mal Querer mere ka Rosalía rigoo n'ógó egwu mba ụwa.[11][12] Rosalía nyochara egwu obodo na 2019 ya "Con Altura" na "Yo x Ti, Tú x Mí", na-enweta Oganiru nke ọ chọrọ mere ya O ji gazuo ụwa ọnụ.[13] O nyeturu egwu reggaeton obere ọdịdị ọzọ na usoro egwu ya nke atọ nke O weputara, nke ụda ya n'adịghị ka nke new flamengo (2022) obuuru ụzọ weputa. Abọm ahụ dọtara uche mba ụwa na egwu ya "La Fama", "Saoko" na "Despechá" wee bụrụ abọm kachasị mma nke afọ ahụ na Metacritic.[14][15]

N'oge niile ọ na-arụ ọrụ, Rosalía enwetala mkpụrụ egwu dị iri na otu n'ọnụ ọgụ n'ala ya, nke bụ ọnụọgụgụ kachasị nke onye obula bu onye obodo ahu n'eti egwu nwetegoro. O nwetakwala ihe nrite Grammy Awards abụọ, Latin Grammy Awards (gụnyere mmeri abụọ nke Album of the Year), MTV Video Music Awards anọ, MTV Europe Music Award, UK Music Video Awards atọ na Premio Ruido abụọ, n'etiti ndị ọzọ. N'afọ 2019, Billboard nyere ya Rising Star Award maka "ịgbanwe ụda nke egwu kachasị mma nke taa na pop ọhụrụ ya na-emetụta flamenco", wee bụrụ onye mbụ na-abụ abụ Spanish n'akụkọ ihe mere eme ka a họpụta ya maka Best New Artist na Grammys.[16] A na-ewere ya dịka otu n'ime ndị na-agụ egwú Spanish kachasị nwee ọganihu na mmetụta n'oge niile.[17]

Ndụ ya na ọrụ ya[dezie | dezie ebe o si]

1992-2016: Mmalite ndụ na mmalite ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Rosalía na Raül Refree n'oge njem nlere anya na Los Ángeles na Julaị 2017
  1. Serra (21 March 2021). Motomami y Motoyaya (es-ES). La Vanguardia. Archived from the original on 22 April 2022. Retrieved on 9 August 2022.
  2. La verdadera edad de Rosalía, desvelada por ella misma (es). HuffPost (12 August 2021). Archived from the original on 28 September 2021. Retrieved on 31 July 2022.
  3. Rosalía Shares Her Favorite Karaoke Song And the Story of Her First Kiss. W Magazine on YouTube (3 October 2019). Archived from the original on 6 February 2021. Retrieved on 24 November 2020.
  4. Phonology – Case Studies: Catalan. www.laits.utexas.edu. Archived from the original on 5 February 2021. Retrieved on 2 December 2020.
  5. Rosalia pronunciation: How to pronounce Rosalia in Latin, Catalan, Italian, German, Occitan, Spanish (en). Forvo.com. Archived from the original on 5 October 2022. Retrieved on 2 December 2020.
  6. Villanueva. "Rosalía, la estrella catalana del flamenco, preguntada tres veces por el procés", En Blau, 30 October 2018. Retrieved on 10 April 2019. (in es)
  7. Cervantes. "Rosalía, una veu per al passat i el futur del flamenc", Ara, 13 February 2017. Retrieved on 13 June 2018. (in ca)
  8. Sayre (24 April 2022). Rosalía is unafraid to pull from every corner of the world (en). NPR. Archived from the original on 15 November 2022. Retrieved on 2022-11-15.
  9. Hirschberg (30 September 2019). Rosalía Is the Future of Pop Music (en). W Magazine. Archived from the original on 23 January 2022. Retrieved on 2022-11-15.
  10. Petridis (1 November 2018). Rosalía: El Mal Querer review – flamenco-pop star is a formidable new talent (en). The Guardian. Archived from the original on 2 January 2019. Retrieved on 15 February 2021.
  11. Rosalía Wins Album of the Year At Latin GRAMMYs (en). GRAMMY.com (14 November 2019). Archived from the original on 23 December 2022. Retrieved on 17 April 2021.
  12. Rosalía entra en la lista de los 500 mejores discos de la historia (es-ES). La Vanguardia (24 September 2020). Archived from the original on 5 April 2022. Retrieved on 17 April 2021.
  13. Rosalía, one of the big winners at the Latin Grammys. El Nacional (15 November 2019). Archived from the original on 27 July 2021. Retrieved on 15 February 2021.
  14. Hussey (2 November 2021). Rosalía Announces New Album Motomami (en-US). Pitchfork. Archived from the original on 5 January 2022. Retrieved on 30 January 2022.
  15. Escobedo Shepherd (18 March 2022). Rosalía: Motomami (en-US). Pitchfork. Archived from the original on 30 March 2022. Retrieved on 27 June 2022.
  16. Brown (20 November 2019). Rosalía is the first Grammy best new artist nominee recognized for music in Spanish. Los Angeles Times. Archived from the original on 5 December 2019. Retrieved on 5 January 2020.
  17. Alonso (18 November 2019). Why does Rosalía cause so much controversy?. El Pais. Archived from the original on 6 February 2022. Retrieved on 23 February 2022.