Rosamund Everard-Steenkamp
Ọdịdị
Rosamund Everard-Steenkamp
| Akụkụ nke | Everard Group |
|---|---|
| Ụdịekere | nwanyị |
| Mba o sị | South Africa |
| Aha ọmụmụ | Rosamund King Everard |
| Aha enyere | Rosamund |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1907 |
| Ebe ọmụmụ | Carolina |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 19 Maachị 1946 |
| Ebe ọ nwụrụ | Button Oak |
| Ihe kpatara ọnwụ | okuku ụgbọ elu |
| Ebe olili | Maidenhead |
| Ọrụ ọ na-arụ | aircraft pilot, omenkà |
| Nwere ọrụ na mkpokọta | Tatham Art Gallery |
| Ikike nwebiisinka dị ka onye okike | copyrights on works have expired |
Rosamund Everard-Steenkamp (1907-1946) bụ onye ọkwọ ụgbọ elu na onye na-ese ihe na South Africa. Ọ bụ otu n'ime ụmụ nwanyị mbụ gbagoro ụgbọ elu jet, Gloster Meteor . [1] Ọ bụkwa onye na-ese ihe nke e gosiri ọrụ ya na South Africa National Art Gallery. [2] Ọ nwụrụ n'ihe mberede ụgbọ elu na England. [1]
Ntụaka
[dezie | dezie ebe o si]mbụ gbagoro ụgbọ elu jet, Gloster
- 1 2 Shaw (June 1976). Was Captain Rosamund Everard-Steenkamp the first woman in the world to fly a jet?. The South African Military History Society. Retrieved on 2022-12-08.
- ↑ Rosamund Everard-Steenkamp. South African History Online. Retrieved on 2022-12-08.