Rose Akol

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Rose Akol
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịUganda Dezie
Aha enyereRose Dezie
aha ezinụlọ yaAkol Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya27 Novemba 1964 Dezie
Ebe ọmụmụBukedea District Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
ebe agụmakwụkwọMakerere University, Makerere University Business School, Ngora High School Dezie
Ebe obibiKampala Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịNational Resistance Movement Dezie

  Ọ malitere ọrụ ya na 1989 dị ka onye enyemaka onye na-ahụ maka ego na Uganda Export Promotions Council, na-eje ozi n'ọkwa ahụ ruo 1990. Site na 1990 ruo 1993, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye na-ahụ maka ego na Karamoja Development Agency. Site na 1994 ruo 2000, ọ bụ onye isi nyocha nke ụlọ ọrụ Uganda Airlines Corporation. Site na 2003 ruo 2006, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi nyocha nke n'ime ụlọ na Joint Clinical Research Centre. Ọ rụrụ ọrụ n'otu oge ahụ dị ka onye na-ahụ maka ego na East African Airlines. N'afọ 2006, ọ banyere na ndọrọ ndọrọ ọchịchị ndị omeiwu site n'inweta oche onye nnọchi anya nwanyị nke Bukedea District. A họpụtara ya ọzọ n'afọ puku abụọ iri na otu.[1][2]

Rose Akol lụrụ di. Ọ bụ onye okpukpe Roman Katọlik. Ọ bụ onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị National Resistance Movement .[2]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. The Observer (16 November 2015). Uganda:Akol Okullu Rose Appointed Internal Affairs Minister. Retrieved on 17 November 2015.
  2. 2.0 2.1 POU (17 November 2015). Profile of Mrs. Akol Rose Okullu, Woman Representative for Bukedea District. Parliament of Uganda (POU). Archived from the original on 4 March 2016. Retrieved on 17 November 2015. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "Profile" defined multiple times with different content