Rose Mutonyi Masaaba

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Rose Mutonyi Masaaba
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịUganda Dezie
Aha enyereRose Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20 Ọgọọst 1949 Dezie
Ebe ọmụmụUganda Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye nkuzi Dezie
Ọkwá o jimember of parliament Dezie
Mpaghara ntuli akaBubulo West County Dezie
ebe agụmakwụkwọWatakhuna Primary School, Nyondo Secondary School, Makerere University Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịNational Resistance Movement Dezie

Rose Mutonyi Masaaba nke a makwaara dị ka Rose Mutonyi bụ onye nkuzi Ugandan, na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị bụ onye nnọchi anya nwanyị Manafwa District Bubulo County West, ọkwá ọ nọ na ya kemgbe 2016.[1][2][3][4] Ọ bụ onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị National Resistance Movement.[3][4]

Mmalite na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ ya n'ụbọchị iri abụọ n'ọnwa Ọgọstụ afọ 1949.[3][4] Rose Mutonyi Masaaba gara Nyondo Junior Secondary School maka agụmakwụkwọ ụlọ akwụkwọ sekọndrị ya na 1964.[3]

N'afọ 1968 ọ gụsịrị akwụkwọ dị ka onye nkuzi nwere onye nkuzi Grade II nwere asambodo na 1974 gụsịrị akwụkwọ dịka onye nkuzi nke Grade III na asambodo ndị nkuzi Grate III na 1979. Rose nwetara diplọma na agụmakwụkwọ ma mesịa na 1986, ọ nwetara nzere bachelọ nke nka ma mesịa n'afọ 1997 ọ gụsịrị akwụkwọ na Master of Education na Mahadum Makerere ma nweta nzere ndị a niile na Mahadim Makerere n'oge dị iche iche.[2]

Ahụmahụ ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

ọrụ Ahụmahụ Tabulated
Aha ya Ụlọ ọrụ Afọ
Onye ndụmọdụ Ministri nke Mmekọrịta Mba Ọzọ 2003 na 2010
Isi Nazigo Teacher Training College 1989-1997
Onye isi oche Busubizi Ụlọ Akwụkwọ Ọzụzụ Ndị Nkụzi 1986-1988
Onye nkuzi Ụlọ akwụkwọ praịmarị Gangama 1976
Onye omeiwu Nzukọ omeiwu nke Uganda 2016 ruo taa
Onye nkuzi Ụlọ akwụkwọ praịmarị Nabuyonga 1974-1975
Onye nkuzi Ụlọ akwụkwọ praịmarị ụmụ nwanyị Muyembe 1971-1972
Onye nkuzi Ụlọ Akwụkwọ Ngosipụta Nyondo 1969-1971

Mutonyi jere ozi dị ka onye ndụmọdụ na onye na-ahụ maka ndekọ ego na ọrụ mba ọzọ nke Uganda na New Delhi na Dar es Salaam.[2] Ọfịs ndọrọ ndọrọ ọchịchị ya dị na Sibanga Sub County na Sibanga Trading Center.[5]

Ọrụ ndị omeiwu[dezie | dezie ebe o si]

E wezụga ọrụ ya dị ka ọkà okwu nke Nzukọ Ndị Omeiwu Ugandan, ọ na-anọdụ na kọmitii ndị omeiwu ndị a:[3]

  • Kọmitii na-ahụ maka ihe gbasara mba ọzọ dị ka onye isi oche.[2]
  • Kọmitii Azụmaahịa, Onye otu.
  • Kọmitii na sayensị na teknụzụ, Onye otu.

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ onye Katọlik site n'okwukwe.[5]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Nzukọ omeiwu nke Uganda
  • Onye omeiwu
  • Ógbè Manafwa
  • Ndepụta nke ndị otu nke iri nke Nzukọ Ndị Omeiwu nke Uganda

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Minister Kitutu battles 4 new challengers for Manafwa seat (en). Daily Monitor. Retrieved on 2021-04-04.
  2. 2.0 2.1 2.2 2.3 NAMULOKI. ROSE MUTONYI: ambassadors put marriages at risk (en-gb). The Observer - Uganda. Retrieved on 2021-04-04.
  3. 3.0 3.1 3.2 3.3 3.4 Parliament of Uganda. www.parliament.go.ug. Archived from the original on 29 April 2021. Retrieved on 14 April 2020.
  4. 4.0 4.1 4.2 MUTONYI ROSE MASAABA (en-US). NRM - NETTECH RELIABLE MEDIA. Archived from the original on 2021-08-03. Retrieved on 2021-04-04.
  5. 5.0 5.1 Hon. Mutonyi Masaaba Rose (en-US). MPScan Uganda. Archived from the original on 2022-10-17. Retrieved on 2021-04-04.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]