Rose Obinga
Ọdịdị
Rose Obinga
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Uganda |
| Aha enyere | Rose |
| Ebe ọmụmụ | Uganda |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | Member of Parliament of Uganda |
| Mpaghara ntuli aka | Terego District |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | National Resistance Movement |
Rose Obinga bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda na onye otu ndị omeiwụ. A họpụtara ya n'ọfịs dị ka nwanyị Meemba iji nọchite anya mpaghara Torego n'oge ntulị aka nke 2021 Uganda.[1]
Ọ bụ onye otu National Resistance Movement na-achị.[2]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta nke ndị otu nke iri na otu nke Uganda
- Ógbè Torego
- National Resistance Movement
- Nzukọ omebe iwu nke Uganda.
- Onye omeiwu.
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Two Terego MP candidates disqualified (en). Daily Monitor. Retrieved on 2021-03-13.
- ↑ List: Who was Elected MP in Uganda (en-US). Trumpet News (2021-01-18). Retrieved on 2021-03-13.