Rose Rappoport Moss

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Rose Moss
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Aha enyereRose Dezie
aha ezinụlọ yaMoss Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1937 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụodee uri, Odee akwụkwọ Dezie
onye were ọrụHarvard University Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie


Rose Rappoport Moss (a mụrụ ya n'afọ 1937). Ọ bụ onye odee America amuru na South Africa.[1][2] Ọ kwagara America na 1961.

O bipụtala akwụkwọ akụkọ, mkpirisi akụkọ, okwu maka egwu na akụkọ ifo.[3] Na mgbakwunye, ọ bụ onye nkuzi na kọleji Wellesley.Ya na Barney Simon na Rose Zwi, ọ bụ otu n'ime ndị a na-akpọ Johannesburg otu ndị odee.[3] A tụlere ọrụ ya maka iji asụsụ eme ihe dị ike.[4]


Edensibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. https://books.google.com/books?id=GypcZTvZoC8C&q=%22rose+moss%22+writer&pg=PA50%7Ctitle=Global Cultures: A Transnational Short Fiction Reader|last=Young-Bruehl|first=Elisabeth|date=1994-12-09|publisher=Wesleyan University Press|isbn=9780819562821|pages=49–50|language=en}}
  2. {{Cite book|url=https://books.google.com/books?id=MXJfTLB4XvcC&q=%22rose+moss%22+writer&pg=PA65%7Ctitle=Women Writing Africa: The Southern Region|last1=Daymond|first1=Margaret J.|last2=Driver|first2=Dorothy|last3=Meintjes|first3=Sheila|date=2003|publisher=Feminist Press at CUNY|isbn=9781558614079|language=en
  3. https://books.google.com/books?id=7bUrAQAAIAAJ&q=%22rose+rappoport+moss%22%7Ctitle=The keep|last=Becker|first=Jillian|date=2008|publisher=Penguin|isbn=9780143185611|language=en
  4. https://www.researchgate.net/publication/259512905%7Cjournal=Women's Studies International Forum|volume=42|pages=111–128|doi=10.1016/j.wsif.2013.11.003