Roselinda Soipan Tuiya
Ọdịdị
Roselinda Soipan Tuiya
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Kenya |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1982 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Member of the National Assembly, Member of the National Assembly, Minister of Environment of Kenya |
prefix nsọpụrụ | The Honourable |
kọwara na URL | http://www.parliament.go.ke/the-national-assembly/members/item/4245-hon-tuya-roselinda-soipan |
Roselinda Soipan Tuiya bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Kenya na-eje ozi dị ka odeakwụkwọ Cabinet maka gburugburu ebe obibi na ịdị ọcha kemgbe 2022. Ọ bụ nwanyị Masaai mbụ nọ na Cabinet nke Kenya.[1]
Agụmakwụkwọ ya
[dezie | dezie ebe o si]Tuiya gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Washington na Mahadum Nairobi.[2]
Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị
[dezie | dezie ebe o si]Tuiya jere ozi dị ka onye nnọchi anya ụmụ nwanyị maka Narok County site n'afọ 2013 ruo afọ 2022.[1]
Ezinụlọ
[dezie | dezie ebe o si]Tuiya bụ ada onye omeiwu Narok South South Samson Ole Tuiya.[3]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 Shiundu (2022-10-26). Soipan Tuya makes history as first woman to be CS from Maasai community (en). Tuko.co.ke - Kenya news.. Retrieved on 2023-01-12. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name ":0" defined multiple times with different content - ↑ Hon. Tuya, Roselinda Soipan | The Kenyan Parliament Website. www.parliament.go.ke. Retrieved on 2023-01-12.
- ↑ Maasai business community praises Ruto for Tuya's CS nomination (en-KE). The Star. Retrieved on 2023-01-12.