Roseline Ukeje

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Roseline Ukeje
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya5 Jenụwarị 1943 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye òká ikpe Dezie

Roseline ma ọ bụ Rose Nonyem Ukeje (amụrụ na ubochi isé n'ọnwa Jenụwarị 1943) bụ onye ọka iwu Naijiria nke jere ozi dị ka nwanyị mbụ bụ onye isi ikpe nke Ụlọikpe Kasị Elu nke Naijiria .

Ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Rose Nonyem Ukeje n'ọnwa Jenụwarị n'ubochi isé, afọ 1943.[1] A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye ọka ikpe nke Ụlọikpe Kasị Elu na 1986 ma jee ozi dị ka Onye isi ọka ikpe site n'afo 2001 ruo 2008.[2][3][4]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Ukeje lụrụ ónyé na-anya ụgbọelu Naịjirịa Captain Sunday Elendu-Ukeje ruo mgbè ọ nwụrụ ma ha nwèrè ọ dịkarịa ala ụmụ abụọ.[5] Nwa ha nwanyị, Nnenna Elendu Ukeje, bụ ónyé otu National Assembly kemgbe afọ 2007.[6]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Elizabeth Sleeman (2001). The International Who's Who of Women 2002. Psychology Press. ISBN 978-1-85743-122-3. 
  2. Lawyers Urged to Refer to Admiralty Law Reports in Maritime Cases (14 July 2017). Retrieved on 28 December 2017.
  3. Emmanuel. History and Development of the Federal High Court. Archived from the original on 2017-12-14. Retrieved on 2022-10-19.
  4. Badejogbin (2017). "Elsie Nwanwuri Thompson: The Trajectory of a Noble Passion", in Josephine Jarpa Dawuni: International Courts and the African Woman Judge: Unveiled Narratives. Routledge. ISBN 9781315444420. 
  5. Biography of Nnenna Ukeje. Nigerian Biography (20 November 2015). Retrieved on 28 December 2017.
  6. Uzoanya (18 April 2015). Nigerian Women's Scorecard In 2015 Polls. The Guardian. Retrieved on 28 December 2017.