Rosemary Esehagu
Ọdịdị
Rosemary Esehagu
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Rosemary |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Novemba 1981 |
| Ebe ọmụmụ | Lagos |
| Ọrụ ọ na-arụ | ode akwukwo ifo |
| Ebe agụmakwụkwọ | Williams College, Pyschological studies in cases of male gonadal insufficiency |
| Ebe obibi | Colombia |
| Ọrụ ama ama | The Looming Fog |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Rosemary Esehagu (amuru na abalị iri na ise nke onwa Novemba n'afọ 1981) bụ nwaafọ Naijiria na-ede akwụkwọ. A mụrụ ya ma zụlite ya na Lagos, Nigeria, n'ime n'ezinụlọ nwere ụmụ isii. N’afọ 1997, ọ gara na ala Amerịka iji ga n'ihu na-agụmakwụkwọ ya. Ọ gara Williams College bụ ụlọ akwụkwọ nka nke ama ama na Williamstown, Massachusetts, ebe o nwetara akara ugo mmụta ya na Psychology.[1]. Akwụkwọ mbụ odere bụ , The Looming Fog, ka e bipụtara n'afọ 2006. [2] O bi na District of Columbia ma na-ede akwụkwọ nke abụọ ya.
Ebe m si dee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Rosemary Esehagu, "24-year-old Nigerian author asks 'What makes us who we are?'" Geocities, archived article.
- ↑ "The Looming Fog" at Amazon.