Rosine Siewe Yamaleu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Rosine Siewe Yamaleu
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya25 Novemba 1991 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

 

Rosine Siewe Yamaleu (onye amụrụ n'ụbọchị iri abụọ na ise nke ọnwa Nọvemba n'afọ 1991) bụ onye Cameroon na-agba bọọlụ mba ụwa nke na-agba dịka onye na-agbachiteremaka onyinye goolu. Ọ bụ onye otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke Cameroon. Ọ bụ otu n'ime ndị otu na mbipụta afọ̀ 2010 na afo 2012 nke African Women's Championship.[1] Ọ pụtara otu ugboro na asọmpi afọ 2010 megide Ghana dị ka onye nọchiri Jeannette Yango na nkeji nke iri asatọ na ise . Na klọb ọ gbara bọọlụ nye otu klob Franck Rohliceck S.A na mba Cameroon.[2]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Ghana vs. Cameroon. CAFonline.com. Confederation of African Football (5 November 2010). Archived from the original on 18 September 2012. Retrieved on 28 January 2020.
  2. List of players of the 8th African Women Championship, EQUATORIAL GUINEA 2012. cafonline.com (2012). Archived from the original on 22 February 2013.