Rotimi Williams

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Rotimi Williams
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
aha ezinụlọ yaWilliams Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20. century Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya2005 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ntaakụkọ Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Aberdeen, Ụlọ akwụkwọ King's College, Lagos Dezie

Rotimi Williams bụ onye ọrụ ugbo na onye bụbu onye nta akụkọ. O nwere ugbo osikapa Kereksuk na steeti Nassarawa nke bụ ugbo osika nke abụọ kachasị ukwuu na Naịjirịa site na oke ala.[1]

Ugbo ya, nke dị na steeti Nasarawa n'ebe ugwu Naịjirịa, dị ugbu a na hekta 45,000 ma were ihe karịrị ụmụ amaala Nasarawa 600 n'ọrụ

Mmụta[dezie | dezie ebe o si]

Ọ gara king's college Lagos. Ọ gụrụ Economics na mahamudu Aberdeen, Scotland ma nwee nzere masta na Economics site n'otu ụlọ ọrụ ahụ. Ọ gara n'ụlọ akwụkwọ nke Oriental and African Studies (SOAS), ebe ọ nwetara nzere masta na Finance and Development Studies.[2]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ onye nyocha na European Economics and Financial Centre na London na 2007. Ọ gara n'ihu bụrụ onye Africa na-enye aka na Euromoney Magazine na 2008. Ọ gara n'ihu na-arụ ọrụ na First City Monument Bank na 2008 ebe o kwuru na nchegbu ya maka ngalaba ọrụ ugbo malitere itolite ebe ụlọ akụ ahụ agaghị anabata iwu ma banye n'ụlọ ọrụ ugbo. Ọ hapụrụ n'afọ 2010 iji malite ugbo osikapa dị hekta 45,000 nke Kereksuk n'afọ 2012.[3]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Nsehe. Meet The 35 Year-Old Entrepreneur Who Owns Nigeria's 2nd Largest Rice Farm (en). Forbes. Retrieved on 2019-05-15.
  2. Mr. Rotimi Williams | Global Expo. www.globalexpo.co.bw. Archived from the original on 2019-04-29. Retrieved on 2019-05-15.
  3. Alhassan (2015-08-22). ‘Nigeria depended on imported rice for too long’ (en-GB). Daily Trust. Retrieved on 2019-05-15.