Roxanne Barker

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Roxanne Barker
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Aha enyereRoxanne Dezie
aha ezinụlọ yaBarker Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya6 Mee 1991 Dezie
Ebe ọmụmụPietermaritzburg Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheOchee bọọlụ Dezie
ebe agụmakwụkwọPepperdine University Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
so na2012 Summer Olympics, football at the 2016 Summer Olympics Dezie

Roxanne Kimberly “Roxy” Barker (amụrụ mkpụrụ Ụbọchị isii nke ọnwa Mee n'afo 1991) bụ onye egwuregwu bọọlụ nke mba South Afirika nke na-egwu egwu dị ka onye na- eche nche maka klọb Dutch SC Heerenveen na otu mba ụmụ nwanyị South Afrịka .

Ndụ mbido[dezie | dezie ebe o si]

Mahadum Pepperdine[dezie | dezie ebe o si]

Barker azụrụ na ọkwa mahadum dị na United States na-egwu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị kọleji Pepperdine .

Ọrụ egwuregwu[dezie | dezie ebe o si]

Klọb[dezie | dezie ebe o si]

Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ, Portland Thorns FC họpụtara Barker n'afọ 2013 NWSL College Draft . Portland Thorns họrọAdelaide Gay dị ka mmụta ahụmahụ ha nwere nyere onye nche Karina LeBlanc .

Barker gbara bọọlụ W-League Pali Blues n'oge ezumike mahadum ya. [1]

Ọ laghachiri na South Afrịka wee kpọọ egwuregwu iri maka Maties FC, [2] tupu ọ nweta nkwekọrịta ọkachamara na Iceland.

Na mbụ n'ọrụ ya, Barker na-egwuri egwu dị ka onye na-agba ọsọ maka Durban Ladies FC ya na n'ọnọdụ onye na-eche nche. [3]

Barker debanyere aha na klọb Úrvalsdeild Icelandic Þór/KA maka oge nke 2014 na 2015. Roxy nwetara mmeri kacha baa uru maka oge egwuregwu Icelandic Úrvalsdeild Þór/KA 2015. Ọ bịanyere aka na SC Heerenveen vrouwen na Njikọ Dutch maka oge nke 2016 – 2017. [4]

Barker metere South Afrịka mpụta mbụ ya na 'ọkpụ isii asataghị otu mmeri nye mbaTanzania na ọnwa Julaị n'afọ2010. [5] Ọ nọchitere anya otu ndị otu mba ukwu (nke a makwaara dị ka "Banyana Banyana") na asọmpi London nke afọ 2012 . [6]

Barker nọchitere Anya mba South Afrịka na egwuregwu iri abụọ na asatọ mgbe akpọrọ ya n'òtù egwuregwu Rio n'afọ 2016 . [7]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Pali Signs Andrews and Barker. United Soccer Leagues (22 April 2013). Archived from the original on 21 October 2014. Retrieved on 21 October 2014.
  2. Van Heerden. "Maties women's soccer ready for kick-off", Eikestadnuus, 10 January 2014. Retrieved on 21 October 2014.
  3. "Banyana Banyana look to power up their preparations en route to Olympics", South African Football Association, 13 February 2012. Retrieved on 21 October 2014.
  4. "Roxanne Barker thrilled to secure move to Dutch club Heerenveen Vrouwen", KickOff.com, 30 June 2016. Retrieved on 6 August 2016.
  5. Moreotsene (26 July 2010). Debutants shine in Banyana friendly. The Sowetan. Retrieved on 19 October 2014.
  6. Roxanne Barker. nbcolympics.com
  7. "Pauw names Olympic squad", South African Football Association, 14 July 2016. Retrieved on 6 August 2016.