Rukayya Dawayya

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Rukayya Dawayya
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1985 Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, omee ihe nkiri Dezie

Rukayya Umar Dawaiya (amụrụ 17 Ọktoba 1985) bụ onye na-eme ihe nkiri Kannywood nke si Kano State Nigeria . [1] [2]

Ndụ mmalite na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Rukayya Umar Dawayya bụ onye amụrụ na 17 October 1985 na Kano. Nna ya bụ onye azumahia si Matazu, Katsina steeti ebe nne ya bụ onye Borno steeti. Dawayya gara ụlọ akwụkwọ praịmarị na sekọndrị na Kano, ebe ọ nwetere asambodo n'asụsụ Arabik na Saudi Arabia. Dawayya nwetakwara diploma na Mass Communication site na Bayero University Kano.[3] [4]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Rukayya Umar Dawaiya mere ihe nkiri mbụ ya n'afọ 2000 nke bụ "Dawayya" nke nwetara ya aha Dawayya. Dika webụsaịtị ya siri kwuo, o metara onwe ya aha site na ihe nkiri Dawayya nke kpalitere ya ka ọ gaba n'ihu n'ime ihe nkiri. Dawayya emela ihe nkiri karịrị otu narị na iri ise na ụlọ ọrụ ihe nkiri Hausa. Dawayya bụ onye nnọchi anya ụlọ ọrụ ụfọdụ n'ime na na mpụga Naijiria. Ọ bụkwa onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na nwanyị na-azụ ahịa.[5] [6] [7]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Dawayya lụrụ di na 2012 wee gbakwa ya alụkwaghịm na 2014. [8] O nwere nwa nwoke amuru na Mecca Saudi Arabia . [9]

Ntụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Thelegitreports (2022-03-12). Rukayya Dawayya Biography, Age, Husband, And Net Worth (en-US). ThelegitReports. Retrieved on 2022-03-25.
  2. Why I’ll act, pursue political career - Dawayya (en). Daily Trust (2019-12-21). Retrieved on 2022-03-25.
  3. Tarihin Jaruma Rukayya Dawayya(Rukayya Umar). Haskenews-All About Arewa. Retrieved on 2022-03-25.
  4. Ina Jin Dadin Yadda Jama'a Suka Karbi Harkar Fim Na Hausa, Har Ma Yara Sun Watsar Da Indiyanci Sun Rungumi Hausa - in ji Jaruma Rukayya Umar (ha). VOA. Retrieved on 2022-03-25.
  5. Ibrahim (2019-12-21). Dalilin da yasa nake wasan kwaikwayo kuma nake siyasa - Rukayya Dawayya (ha). Legit.ng - Nigeria news.. Retrieved on 2022-03-25.
  6. Daga bakin mai ita tare da Rukayya Dawayya (ha). BBC News Hausa (2019-11-21). Retrieved on 2022-03-25.
  7. Suleiman (2021-07-17). How I made my money in Kannywood - Rukayya Dawayya (en-US). Neptune Prime. Retrieved on 2022-03-25.
  8. Auren Rukayya Dawayya ya mutu (en). Aminiya (2014-10-09). Retrieved on 2022-03-25.
  9. Blueprint (2014-10-27). My ex divorced me through text message – Rukayya Dawayya (en-US). Blueprint Newspapers Limited. Retrieved on 2022-03-25.