Ruth Achieng

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ruth Achieng
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịUganda Dezie
Aha enyereRuth Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMember of the Parliament of Uganda Dezie

Ruth Achieng bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda. A họpụtara ya, mana ọ dịghị mgbe ọ rụrụ ọrụ dị ka, Minista Steeti maka Azụmaahịa na Cabinet nke Uganda n'afọ 6 June 2016, na-anọchi Zerubabel Nyiira.[1] Ruth Achieng jere ozi na Nzukọ Ndị Omeiwu nke 9 (2011 ruo afọ 2016) dị ka onye nnọchi anya nwanyị nke Kole District tupu e merie ya na ntuli aka nke afọ 2016.[2] E wepụrụ aha ya na nkeji ikpeazụ ma kọmitii nhọpụta ndị omeiwu enyochaghị ya, nke mere ka a ghara iyi ya n'ụbọchị 22 June 2016.[3]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. Uganda State House (6 June 2016). Museveni's new cabinet list At 6 June 2016 (PDF). Archived from the original on 7 October 2016. Retrieved on 10 June 2016.
  2. Kitatta Kaaya (8 June 2016). Uganda: Cabinet - How Museveni Got the Opposition In. Retrieved on 10 June 2016.
  3. Edward Ssekika (22 June 2016). Cabinet: Museveni admits patronage played part in selection. Archived from the original on 26 June 2016. Retrieved on 27 June 2016.