Ruth Miller

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ruth Miller
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Aha enyereRuth Dezie
aha ezinụlọ yaMiller Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1919 Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya1969 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụodee uri, Odee akwụkwọ Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie


Ruth Miller (1919–1969) bụ onye odee mba South Africa. Amụrụ n'afọ 1919 na Uitenhage, South Africa, o tolitere na ugwu Transvaal ma nọrọ ndụ okenye ya na Johannesburg. Ọ rụrụ ọrụ dị ka odeakwụkwọ ụlọ akwụkwọ ma mechaa bụrụ onye nkuzi Bekee. Ọ nwụrụ n'ihi ọrịa cancer na 1969. Odere mkpirisi akụkọ na ejije, mana amara ya nke ọma maka uri ya, bụ ndị a na-edekarị n'agụmagụ. Ọ meriri Ingrid Jonker Prize maka mpịakọta mbụ ya nke uri, Floating Islands (1965).

Nchịkọta nke abụọ ahọpụtara abụ pụtara na 1968 na usoro Phoenix Living Poets. Mgbe ọ nwụsịrị, nhọrọ nke ọrụ ya ebipụtara na nke a na-ebipụtabeghị, Poems, Prose, Plays pụtara, nke Lionel Abrahams deziri.[1]


Edensibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. https://en.m.wikipedia.org/wiki/Ruth_Miller_(poet)