Ruth Okediji

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ruth Okediji
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereRuth Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1963 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụlecturer, university teacher, oka mmuta Dezie
ụdị ọrụ yalaw Dezie
onye were ọrụUniversity of Minnesota Law School Dezie
ebe agụmakwụkwọHarvard Law School, Harvard University Dezie
Nwere ọrụ na mkpokọtaNational Gallery of Canada Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

Ruth Lade Okediji (amụrụ n'afọ 1963) bụ Prọfesọ mmuta Iwu na Mahadum ọkaiwu nke Harvard ma bụrụ onye nduzi na Berkman Klein Center.[1] Prọfesọ Okediji bụ ọkachamara ama ama n’ụwa niile ma bụrụkwa ọkà mmụta n’ihe gbasara ọgụgụ isi, azụmahịa na mmepe.[2] N’afọ 2017 ka ahọpụtara ya dika onye otu Creative Commons.

Mmụta[dezie | dezie ebe o si]

Okediji nwetara  LL.M. na S.J.D. site na ụlọ akwụkwọ ọkaiwu nke Harvard. Tupu mgbe ahụ, ọ nwetara LL.B. site na Mahadum Jos.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Okediji rụrụ ọrụ nkuzi ogologo oge tupu ya bịa na Harvard Law na 2017. Site na 2003 ruo 2017, ọ kuziri ihe na Mahadum ọkaiwu nke Minnesota ebe ọ bụ William L. Prosser Prọfesọ mmuta iwu. Ahọpụtara ya dịka Prọfesọ nke McKnight[3]. Tupu ọ bịa Minnesota, ọ bụbụ Edith Gaylord Prọfesọ mmuta iwu na Mahadum okaiwu nke Oklahoma. Ọ na gara ọtụtụ ndi Mahadum ọkaiwu ọrụ dika Mahadum Duke, Mahadum Haifa, Mahadum St. Thomas, Mahadum Tilburg.[4]

Ebe m si dee[dezie | dezie ebe o si]