Sa'adatu Modibbo Kawu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Sa'adatu Modibbo Kawu
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
ebe agụmakwụkwọUthman dan Fodiyo University, Mahadum nke Ilorin Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Sa'adatu Modibbo Kawu bụ Kọmishọna na-ahụ maka agụmakwụkwọ Mahadum, Sayensị na Nkà na Ụzụ, Kwara Steeti, Naijiria, a họpụtara site n'aka Gọvanọ bụ Abdulrazaq Abdulrahman

[1] [2]

Ndụ mmalite na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 1997 ọ gụrụ akwụkwọ gbasara akụnụba na Usmanu Danfodiyo Mahadum Sokoto. Wee nweta Masters ya na Business Administration dị na Mahadum ilorin


[2]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Dịka Kọmishọna na-ahụ maka agụmakwụkwọ Mahadum, Sayensị na Nkà na ụzụ, e jiri ijeri naira ise na iri itoolu na abuo k'ewe


kpochụ ọgw,ọ ọnwa iji gbanwee agụmakwụkwọ na steeti ahụ. [3] [4] [5]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Ọ lụrụ onye bụbu director-General nke National Broadcasting Commission Ishaq Modibbo Kawu. O nwere ụmụ ise. [2]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Kwara Steeti Executive Council

Ntụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Abdulrazaq Forwards Four Commissioner-Nominees to KWHA. www.ilorin.info. Retrieved on 2020-11-20.
  2. 2.0 2.1 2.2 Kwara names 26-year-old, three other women as commissioners (en-GB) (2019-09-17). Retrieved on 2020-11-20.
  3. Kwara govt. spends N1.6bn on subventions, lecturers' salaries. www.ilorin.info. Retrieved on 2020-11-20.
  4. Kawu (2020-04-28). Kwara Reverses Aviation College’s Leave-Without-Pay Directive to Workers (en-US). PRNigeria News. Retrieved on 2020-11-20.
  5. Kwara govt. spends N1.6bn on subventions, lecturers’ salaries (en-GB) (2020-08-05). Retrieved on 2020-11-20.