Safia Abdul Rahman
Ọdịdị
Safia Abdul Rahman
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Ghana |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Mee 1986 |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
| So na | 2007 FIFA Women's World Cup |
Safia Abdul Rahman (amuru 5 Mee 1986) bu onye egwuregwu bọọlụ mba ụwa nke ụmụ nwanyị Ghana nke na-agba bọọlụ n'ihu maka otu egwuregwu bọọlụ mba ụmụ nwanyị Ghana . Ọ gbara asọmpi na 2007 FIFA Women's World Cup . N'ọkwa klọb, ọ na-egwuri egwu maka Ghatel Ladies na Ghana. [1]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Canada - Ghana Match Report. FIFA. Archived from the original on December 23, 2014. Retrieved on 22 February 2017.