Saint Obi
Ọdịdị
Saint Obi
| ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| mba o sị | Naijiria |
| Aha ọmụmụ | Obinna Nwafor |
| aha enyere | Obinna |
| aha ezinụlọ ya | Nwafor |
| aha nka | Saint Obi |
| ụbọchị ọmụmụ ya | 16 Novemba 1965 |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 7 Mee 2023 |
| Ebe ọ nwụrụ | Jos |
| asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| ọrụ ọ na-arụ | onye nhazi ndu ihe nkiri, omee, onye na-emeputa ihe nkiiri |
| ebe agụmakwụkwọ | University of Jos |
| oge ọrụ ya (mmalite) | 1996 |
| Oge ọrụ ya (njedebe) | 2023 |
| nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Obinna Nwafor (à mụrụ na Nọvemba 16, 1965) [1] nke a ma ama dị ka Saint Obi, bu onye omee ejije , onye na -emeputa ejije na onye nduzi ejije n'ala Naijiria. [2] [3] [4] Saint Obi bụ onye a mara site n'agwa ya n'ejije ndị a, Candle Light, Sakobi, Goodbye Tomorrow, Heart of Gold, Festival of Fire, Executive Crime and Last Party .
Obinna Nwafor | |
|---|---|
| Alma mater | University of Jos |
| Known for | Actor and producer |
Ọ gụrụ akwụkwọ gbasara ejije na Mahadum Jos . Saint Obi batara na n'ịme ejije n'afọ 1996, ka o mechara mkpọsa maka Peugeot na NTA . O meela ejije karịrị iri isii n'ọnụ ogu. [5] N'afọ 2001, Saint Obi wepụtara ejije mbụ ya a kpọrọ Take Me to Maama, ebe ya na Jerry, tinyere Ebi Sam, Rachel Oniga, Nse Abel na Enebeli Elebuwa so wee mee ya .
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta ndị na-emepụta ejije Naijiria
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ NF. Saint Obi: Biography, Career, Movies & More (en-US). Retrieved on 2019-05-19.
- ↑ Saint Obi’s night of double treats. punchng.com. Archived from the original on 26 August 2014. Retrieved on 21 August 2014.
- ↑ Saint Obi out with new awards. punchng.com. Archived from the original on 26 August 2014. Retrieved on 21 August 2014.
- ↑ Nollywood Actor Saint Obi Reveals why he stopped acting!. 2shymusic.com. Archived from the original on 9 August 2020. Retrieved on 21 August 2014.
- ↑ "Over 500 million watch Nollywood, says Saint Obi", Vanguard, 15 August 2009. Retrieved on 23 April 2011.