Salah Mansour
Ọdịdị
Salah Mansour
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Egypt |
aha n'asụsụ obodo | صلاح منصور |
aha enyere | Salah |
ụbọchị ọmụmụ ya | 3 Febụwarị 1923 |
Ebe ọmụmụ | Qalyubia Governorate |
Ụbọchị ọnwụ ya | 19 Jenụwarị 1979 |
Asụsụ obodo | Egyptian Arabic |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic, Egyptian Arabic |
ọrụ ọ na-arụ | onye nhazi ndu ihe nkiri, omee |
Salah Mansour | |
---|---|
Born | |
Died | 19 Jenụwarị 1979 | (aged 55)
Occupation | editor, actor, director |
Salah Mansour (Febụwarị 03, 1923 - Jenụwarị 19, 1979) bụ onye Egypt na-eme ihe nke a maara maka ọrụ ya na Lan A'taref na Al-Zagwa Al-Thaneya. Ọ malitere n'ime ihe nkiri ụlọ akwụkwọ, ma gụsịa akwụkwọ na ụlọ akwụkwọ Egypt Acting Institute na 1947. Ọ rụrụ ọrụ na nhazi nka wee sonye na ihe nkiri. O mechara bụrụ onye ndụmọdụ na Ministri Mmụta Ijipt
Ọ nwụrụ na Jenụwarị 19, 1979.
Mmalite ndụ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Salah Mansour na Shibin Al-Qanater, na Al-Qalyubia, Egypt.
Onyinye
[dezie | dezie ebe o si]- E nyere ya onyinye maka ọrụ ya na Lan A'taref (Agaghị m ekwupụta) - 1963 yana Al-Zawga Al-Thaneya (Nwunye nke abụọ) - 1968
- Ọ natara ihe nrite Egyptian Evaluative Award - 1966
- Ụlọ akwụkwọ nka na Eid Al-Fan - Ọktoba 8, 1978
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Salah Mansour na IMDb
- https://web.archive.org/web/20031005022930/http://adabwafan.com/browse/entity.asp?id=21253 (Arabic)