Salma Mumin

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Salma Mumin
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
Aha enyereSalma Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya14 Disemba 1989 Dezie
Ebe ọmụmụWa Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Akan language Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2007 Dezie
Ihe nriteBest Actress Award Dezie

Salma Mumin bụ onye Ghana na-eme ihe nkiri.[1] Onyinye ya na ụlọ ọrụ ihe nkiri Ghana emeela ka ọ nweta ọtụtụ otuto, gụnyere Best International New Actress n'afọ 2014 Papyrus Magazine Screen Actors Awards na Best Actress in a Leading Role n'afọ 2019 Ghana Movie Awards.[2][3]

Mmalite ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Mumin na Wa, na Upper West Region nke Ghana (Northern Region of Ghana) ma nọrọ n'oge ọ bụ nwata na mpaghara ahụ. Ọ gara Odorkor 1 Primary School maka agụmakwụkwọ ya wee kwaga Insaaniyya Senior Secondary School.[4] O mechara kwaga Accra ịchụso ọrụ ihe nkiri ya.[5]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Mumin mere ihe nkiri mbụ ya n'afọ 2007 ebe e gosipụtara ya na ihe nkiri Passion and Soul .[6] Kemgbe af 2012, ọ rụkwara ọrụ na ihe nkiri Seduction, No Apology, College Girls, Leave my wife, The Will, No Man's Land, nakwa What My Wife Doesn't Know, na John and John .[7] Ihe nkiri mbụ ya bụ na I Love Your Husband 1, 2, na 3 n'afọ 2009. O sonyekwara na ihe nkiri You May Kill the Bride n'afọ 2016. Ọ nọkwa na ihe nkiri mba ụwa.

Onye Mmepụta[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2015, o mepụtara ihe nkiri mbụ ya akpọrọ No Man's Land .[8]

Ọrụ nkwalite[dezie | dezie ebe o si]

A pụrụ ịhụ ihu Mumin na mbadaozi na mgbasa ozi TV na Ghana, gụnyere mgbasa ozi maka UniBank, Jumbo, Electromart na ọtụtụ ndị ọzọ. Azụmahịa TV mbụ ya bụ maka UniBank. Ọ bụ onye nnọchi anya nke Hollywood Nutritions Slim Smart .[9]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

 

Edemsibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. Angry Salma Mumin blasts bloggers; denies ever looking for a man (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2018-06-05.
  2. Inusah/Attractive/GhanaState.Com. "Salma Mumin Wins First Award After 5 years of Acting", Modern Ghana. Retrieved on 2018-06-05. (in en-gb)
  3. Surprises At 2019 Ghana Movie Awards. Modern Ghana. Retrieved on 14 April 2020.
  4. Bless (2018-12-14). Actress Salma Mumin goes completely n*ked to celebrate her birthday (en-US). CelebritiesBuzz. Retrieved on 2019-01-18.
  5. I lost interest in school because of acting - Salma Mumin (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2018-06-05.
  6. Duah. "Salma produces No Man's Land", Graphic Online. Retrieved on 2018-06-05. (in en-gb)
  7. "Fast rising Ghanaian actress Salma Mumin reveals how she fell in love with acting", Encomium Magazine. Retrieved on 2018-06-05. (in en-US)
  8. Mawuli. ""No Man's Land": Everything you need to know about Salma Mumin's movie". Retrieved on 2018-06-05. (in en-US)
  9. Jeremie. "Salma Mumin Is Brand Ambassador Of Hollywood Nutritions Slim Smart", Modern Ghana. Retrieved on 2018-06-05. (in en-gb)

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Salma Mumin at IMDb