Salma Phillips

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Salma Phillips
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereSalma Dezie
aha ezinụlọ yaPhillips Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya31 Ọgọọst 1984 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụoko akuko ihe onyonyo, Odee akwụkwọ Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Jos, Mahadum Sayensị Ọchịchị nke Rivers State Dezie

Salma Phillips bụ onye ọrụ TV, Odee na onye ngosi ihe omume tivi si ugwu nke Nigeria . Aha ya bụ Ummu Salma Nabila Phillips. A maara ya nke ọma dịka ihu ngosi nke telivishọn dị n'ebe ugwu. [1] O nwetara diplọma iwu na Mahadum Jos, Naịjirịa ya na BSc iwu site na Rivers State University of Science and Technology,Port Harcourt. Olile anya ya bụ ịbụ onye nta akụkọ nke CNN .

Ndabere[dezie | dezie ebe o si]

Salma bụ ọkara Fulani na ọkara Calabari si n'akụkụ ugwu nke Nigeria na onye hụrụ egwu hip hop n'anya. [2]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Salma gụsịrị akwụkwọ na Mahadum nke Jos, Naịjirịa, ma nata BSc iwu na Mahadum Science na Teknụzụ, Port Harcourt. Salma na Asa onye ama ama n'egwu na Naịjirịa, gara otu koleg. [2] Na 7 February 2016, ọ malitere ihe ngosi Salma na-elekwasị anya na isi okwu akpụ n'ọnụ. [3] Site na BellaNaija ọ sịrị: "Nrom bịara na mmezu bụ ịbụ onye na-egosi mkparita Uka. Achọrọ m ịnwe ikpo okwu ebe m nwere ike ikwupụta echiche m na isiokwu m nwere mmasị na ya. Njem a malitere afọ atọ gara aga mgbe m gosipụtara ihe ngosi, agbanyeghị nsogbu na nkụda mmụọ. Ekpebisiri m ike inye ihe ọ bụla m ga-eme iji nwee ihe ịga nke ọma. Obi dị m ụtọ na m mechara hụ ka ọ na-emezu. " Ndị nlereanya ya gụnyere Oprah Winfrey, Christian Amanpour, Funmi Iyanda na Femi Oke . [4]

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Salma Phillips: The face of northern television. The Guardian. Retrieved on 5 September 2016.
  2. 2.0 2.1 15 interesting things you didn't know about Salma Phillips.. Cosmopolitan. Retrieved on 5 September 2016.
  3. Watch "The Salma Show" today! Meet Salma Phillips, TV's New Northern Star. Bella Naija. Retrieved on 5 September 2016.
  4. Northern TV presenter to host "The Salma Show". Pulse.ng. Retrieved on 5 September 2016.