Samantha Mogwe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Samantha Mogwe
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịBotswana Dezie
Aha enyereSamantha Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Tswana language Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwu, odee egwu, voice coach, onye ọchụnta ego Dezie
ebe agụmakwụkwọTrinity College Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
webụsaịtịhttps://www.samanthamogwe.com/ Dezie

Samantha Mogwe bụ onye Botswana na agu egwu. Egwú ya bụ ngwakọta nke R&B, Jazz na African.[1]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Mogwe na Botswana n'aka nne Onye Zambia na nna onye Motswana.[2][3]

O nwere akara ugo mmụta na nkà mmụta okpukpe na ulo akwukwo Baptist Theological College na Rustenburg ma mụọkwa igu egwu na Trinity College London.[4][5]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Mogwe malitere ọlụ igụ egwu ya site na nwata, egwu mbụ ya bụ na My African Dream na 2003. N'afọ 2004 ọ ghọrọ onye mmeri nke Gabz Karioke Idols na n'afọ 2008 ọ bụ naanị onye nnọchi anya Botswana na Idols East Africa, soro kwa na ndi banyere n'elu 24. [4]O weputara abọm izizi ya akpọrọ Transition n'afọ 2015. [4]N'afọ 2018 ọ wepụtara egwu ọhụrụ akpọrọ "Secrets". [6]N'afọ 2021, o wepụtara ihe ngosi maka egwu "Beautiful". [7]N'ọnwa Ọgọstụ afọ 2022 ọ wepụtara otu egwu akpọrọ "Oxygen" ma n'ọnwa Nọvemba ọ wepụtara EP akpọrọ VII.[8][9]

Na ọnwa June na July afọ 2022, Mogwe mere ndepụta egwu iri kachasị egwu na Botswana.[10]

Ndụ onwe ya[dezie | dezie ebe o si]

Mogwe lụrụ di ma nwee ụmụ abụọ. [4]A maara ya dị ka onye nzuzo banyere ndụ ya.[11]

Onyinye na nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

  1. 2003; My African Dream singing category: Onye nke abụọ
  2. 2004: Gabs Kareoke Idols dị ka onye kachasị nta na asọmpi: Onye mmeri
  3. 2014: Yarona FM Music Awards (YAMA): Onye mmeri nke nwanyị kachasị mma nke afọ[4]
  4. 2014: Yarona FM Awards (YAMA): Onye mmeri nke nwanyị kachasị mma[4]
  5. 2015: BOMU Awards: Onye mmeri kacha mma ngwugwu album[12]
  6. 2015: African Muzik Magazine Awards: Onye a họpụtara maka ụmụ nwanyị kacha mma na Southern Africa[13]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Vee Mampeezy
  • Sasa Klaas
  • Alaka Ross

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Samantha Mogwe Dazzles", AllAfrica, November 8, 2015. Àtụ:ProQuest.
  2. Samantha Mogwe. Samantha Mogwe. Retrieved on 27 February 2023.
  3. Samantha Mogwe to headline Women's Month Concert (en-US). The Business Weekly & Review (2021-08-29). Retrieved on 2022-11-29.
  4. 4.0 4.1 4.2 4.3 4.4 4.5 Samantha Mogwe - TSWAlebs. tswalebs.com. Archived from the original on 2022-11-29. Retrieved on 2022-11-29.
  5. 10 Things You Did Not Know About Samantha Mogwe (en-US). Botswana Youth Magazine (2017-08-03). Retrieved on 2022-11-29.
  6. Samantha Mogwe releases new music (en). Botswana Gazette. Retrieved on 2022-12-14.
  7. Samantha Mogwe releases "Beautiful" Visuals (en). Botswana Gazette. Retrieved on 2022-12-14.
  8. Samantha Mogwe drops Oxygen (en). Mmegi Online (2022-08-07). Retrieved on 2022-12-14.
  9. Kaelo (2022-10-02). Samantha Mogwe EP reflects growth (en). Mmegi Online. Retrieved on 2022-12-14.
  10. Kaelo (2022-08-16). Charma Gal, Franco lead airplay charts (en). Mmegi Online. Retrieved on 2023-03-06.
  11. "Mascom Live Sessions to Close the Year in Style", AllAfrica, October 28, 2015. Àtụ:ProQuest.
  12. "Charma Gal Finest", AllAfrica, November 1, 2015. Àtụ:ProQuest. Retrieved on March 6, 2023.
  13. "Quartet in Afrimma Awards Race", AllAfrica, July 26, 2015. Àtụ:ProQuest. Retrieved on March 6, 2023.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Ebe nrụọrụ weebụ