Sameh Alaa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Sameh Alaa
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịEgypt Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1987 Dezie
Ebe ọmụmụCairo Dezie
Asụsụ obodoEgyptian Arabic Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic, Egyptian Arabic Dezie
Ọrụ ọ na-arụdirector, onye nhazi ederede, onye nhazi ndu ihe nkiri Dezie
so naTabakalera Dezie
Sameh Alaa
Sameh Alaa in 2020
Born
Cairo, Egypt
OccupationFilm director
Years active2010-present

Sameh Alaa bụ onye nduzi ihe nkiri Ijipt.[1] A mụrụ ya na Cairo, ọ gụrụ akwụkwọ na Mahadum Cairo, mgbe e mesịrị, ọ kwagara Europe.[2] N'afọ 2020, ọ ghọrọ onye nduzi Ijipt mbụ gosipụtara ihe nkiri na ngalaba asọmpi Short Film na Cannes Film Festival.[3] Ihe nkiri ahụ, I'm Afraid to Forget Your Face, gara n'ihu merie Short Film Palme d'Or na 2020 Cannes Film Festival, na-aghọ ihe nkiri Egypt mbụ meriri Short Film Palma d'Or. Na June 2021, a kpọrọ aha ya dị ka otu n'ime ndị otu ndị ọka ikpe isii maka Cinéfondation na ngalaba ihe nkiri dị mkpirikpi na 2021 Cannes Film Festival.[4][5][6]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Meet Sameh Alaa, the unknown celebrity turning heads at the Cairo Film Festival. Arab News. Retrieved on 12 July 2021.
  2. Sameh Alaa. Reykjavík International Film Festival. Archived from the original on 12 July 2021. Retrieved on 12 July 2021.
  3. "Cinema is a language we all share.". Talking Shorts. Retrieved on 12 July 2021.
  4. Arab Stars of Tomorrow 2020: Sameh Alaa director (Egypt). ScreenDaily. Retrieved on 12 July 2021.
  5. Egyptian film wins a Golden Palm at the 2020 Cannes Film Festival. Egypt Independent. Retrieved on 12 July 2021.
  6. Egyptian filmmaker Sameh Alaa selected for Cannes short films' jury. Ahram Online. Retrieved on 12 July 2021.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]