Jump to content

Sami Ben Gharbia

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ben Gharbia n'oge nzukọ ndị Arab Bloggers nke mbụ na Beirut, Lebanọn, na 2008

Sami Ben Gharbia bụ Onye Tunisia na-eme mkpọsa maka Ihe ndị ruuru mmadụ, onye na-ede blọgụ, onye edemede na onye na-akwado nnwere onwe ikwu okwu. Ọ bụ onye gbara ọsọ ndụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị bi na Netherlands n'etiti afọ 1998 na 2011. Sami bụ onye dere akwụkwọ (n'asụsụ French) Borj Erroumi XL. Ọ bụ onye guzobere onye nduzi nke Advocacy arm nke Global Voices Online ma bụrụkwa onye guzobere blọọgụ Nawaat, ebe nrụọrụ weebụ na-ahụ maka akụkọ nke ụmụ amaala Tunisia nke kwadoro mgbanwe Tunisian. O sokwa guzobe The Arab Techies Collective na onye nhazi nke The Arab Bloggers Conferences . [1]

Ọrụ na ogbaaghara Tunisia

[dezie | dezie ebe o si]

Ben Gharbia kwadoro ndị na-ede blọgụ na Tunisia mgbe gọọmentị malitere iwu nke Nnyocha Ịntanetị na Tunisia. [2]

Iwu Mba Ọzọ kpọrọ Sami Ben Gharbia dị ka nnukwu mmetụta ụwa n'ịkwalite nghọta gọọmentị.[3]

Prince Claus Awards kpọrọ Sami Ben Gharbia na 2012 maka ọrụ cyber-activism ọhụrụ ya karịsịa site na mgbasa ozi mmekọrịta.

Vrij Nederland kpọrọ Sami Ben Gharbia dị ka otu n'ime ndị Dwarsdenkers ya na 2012.

Yahoo! kpọrọ Sami Ben Gharbia dị ka otu n'ime onye nke afọ n'oge 2010 World Press Freedom maka ọrụ ya lekwasịrị anya na nyocha Inter-net.

Electronic Frontier Foundation nyere ndị guzobere Nawaat, gụnyere Ben Gharbia, onyinye Pioneer Award ha nke afọ 2011.

  1. Badran,Yazan(8oktoba 2011). " Nzukọ ndị na-ede blọgụ Arab nke mbụ bụ igodo nzuzo na nke dị ala.
  1. Badran (8 October 2011). The first Arab Bloggers Meeting was private and low key. Not this year's '. Retrieved on 25 November 2012.
  2. Randeree (11 July 2011). Inside the 'Arab Spring'. Al Jazeera. Retrieved on 15 April 2012.
  3. The FP Top 100 Global Thinkers. Foreign Policy (December 2011). Archived from the original on 3 November 2012. Retrieved on 15 April 2012.

Ọ bụghị nke afọ a". Eweputara Novemba 2012.

  1. Randeree,Bilal(11 julai 2011). "N'ime Arab spring".AlJazeera. eweputara 15 Eprel 2012.
  2. " Ndị FP kacha elu 100 ndị na-eche echiche zuru ụwa ọnụ". Amụma mba ofesi. Decemba 2011. echekwara ra site na nke izizi na 3 Novemba 2012. Eweputara 15 Eprel 2012.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]