Gaa na ọdịnaya

Samia Suluhu Hassan

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Samia Suluhu Hassan
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịTanzania Dezie
aha n'asụsụ obodoSamia Suluhu Hassan Dezie
aha enyereSamia Dezie
aha ezinụlọ yaSuluhu, Hassan Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya27 Jenụwarị 1960 Dezie
Ebe ọmụmụMakunduchi Dezie
nwaWanu Hafidh Ameir Dezie
Asụsụ obodoSwahili Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Swahili Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, economist, minister Dezie
Ọkwá o jiPresident of Tanzania Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Manchester, Southern New Hampshire University, Mzumbe University, The Open University of Tanzania, Lumumba Secondary School Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịParty of the Revolution Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaOkpukpere Alakụba Dezie
Ihe nriteTime 100 Dezie
Samia Suluhu Hassan
Suluhu in 2017
6th President of Tanzania
Assumed office
19 March 2021
Prime MinisterKassim Majaliwa
Vice PresidentPhilip Mpango
Preceded byJohn Magufuli
10th Vice-President of Tanzania
In office
5 November 2015 – 19 March 2021
PresidentJohn Magufuli
Preceded byMohamed Gharib Bilal
Succeeded byPhilip Mpango
Minister of State for Union Affairs in the Vice President's Office
In office
29 November 2010 – 5 November 2015
PresidentJakaya Kikwete
Preceded byMuhammed Seif Khatib
Succeeded byJanuary Makamba
Member of Parliament
for Makunduchi
In office
November 2010 – July 2015
Succeeded byAmeir Timbe
Minister of Tourism, Trade and Investment
In office
2005–2010
PresidentAmani Karume
Preceded byMussa Silima
Succeeded bySaid Ali Mbarouk
Personal details
Born (1960-01-27) 27 Jenụwarị 1960 (age 65)
Political partyChama Cha Mapinduzi
Spouse
Hafidh Ameir
(m. 1978)
Children4
EducationMzumbe University (AdvDip)
University of Manchester (PGDip)
Open University of Tanzania (MSc)
WebsiteTempleeti:Url

Samia Suluhu Hassan (amụrụ 27 Jenụwarị 1960) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Tanzania na-eje ozi dị ka onye isi nke isii na ugbu a onye isi ala Tanzania . Ọ bụ onye otu pati social-democrat Chama Cha Mapinduzi (CCM) na-achị. Suluhu bụ nwanyị nke atọ onye isi ọchịchị nke obodo East African Community (EAC), na-esote Sylvie Kinigi na Burundi na Agathe Uwilingiyimana na Rwanda, ma bụrụkwa onye isi ala nwanyị mbụ nke Tanzania. Ọ malitere ọrụ na 19 Maachị 2021 ka Onye isi ala John Magufuli nwụsịrị na 17 Maachị 2021.

Onye obodo Zanzibar, [1] Suluhu ruru oru dịka minista na okara-onwe ogbe na oge ọchịchị onye isi ala Amani Karume. Oruru oru dịka onye otu nzuko omeiwu na mkpaghara Makunduchi site na afo 2010 ruo 2015 ma burukwa Minista nke Steeti na ulo oru osote onye isi oche nke ihe gbasara otu site na afo 2010 ruo na 2015. Na afo 2014, a horo ya ka oburu osote onye isi oche nke Constituent Assembly e nyere oru idebe iwu ọhụrụ nke obodo.

  1. Mules (19 March 2021). Samia Suluhu Hassan: Who Is Tanzania's New President? (en-GB). Deutsche Welle. Retrieved on 2021-03-25.